音乐视频

音乐视频

制作

歌词

Ala Eze
Owuru i di si ike
I di si ike, i na ahụ mmadụ, i begi na anya
I debe obi gi dị ọcha
Alaeze bụ nke gi ooo!
Owuru i di si ike
I di si ike, i na-ahụ mmadụ n’anya
I debe obi gi n’ọcha
Alaeze bụ nke gi oh!
×2
Alaeze bụ kwa nke gi
Alaeze bụ kwa nke gi oh!
Alaeze bụ kwa nke gi
Alaeze bụ kwa nke gi oh!
I na-ahụ mmadụ, i begi na anya
Alaeze bụ nke gi oh!
I na-eme ka gi na nwanne gi na-ebi na udo ooooh,
Alaeze bụ nke gi ooo!
Leenu ka i na-aga na Alaeze eeeeh
Alaeze bụ nke gi oh
Leenu ka i na-aga na Alaeze, uwaaaahheee
Alaeze bụ nke gi oh
Na-aga na Alaeze,
Na-aga na Alaeze
Alaeze bụ nke gi oooh
Alaeze ga-abụ nke gi eeeeeh
Alaeze bụ nke gi ooooo
Ụfọdụ ndị di
Ụfọdụ ndị
Ụfọdụ ndị
Ụfọdụ ndị nmama
Ha na-eche na
Alaeze bu naanị ego na Uwa oh!
Ụfọdụ ndị
Ụfọdụ ndị
Ụfọdụ ndị
Ụfọdụ ndị nmama eeeh
Ha na-eche na
Alaeze no na Hummer Jeep
O no na Range Rover
O no na Land Cruiser
Land Cruiser eeeh!!
O no na Hummer Jeep
O no na Range Rover
O no na Land Cruiser
Land Cruiser eeeh!!
Ma nke a bu eziokwu
Ọ bụghị ebe a ka Alaeze nọ?
Ọ bụghị ebe ahụ ka Alaeze nọ
Ị debe obi gị n’ọcha, na-ahụ mmadụ, i begi na anya
Lee gi, lee Alaeze
Mụa, Bright Chimezie, otu m si hụ uwa ooooo
Sawa!
Sawa!
Sawa!
Sawa!
Leenu ka i na-aga na Alaeze
Alaeze bụ nke gi ooo
Leenu ka i na-aga na Alaeze eee
Alaeze bụ nke gi ooo
Ị na-ahụ mmadụ, i begi na anya
Alaeze bụ nke gi oh!
Ị na-eme ka gi na nwanne gi biri na udo ooooh,
Alaeze bụ nke gi ooo
Leenu ka i na-aga na Alaeze
Alaeze bụ nke gi ooo
Leenu ka i na-aga na Alaeze eee
Alaeze bụ nke gi eeee
Alaeze bụ nke gi ooooooh!!!
Ụfọdụ na-ajụ
Na-ajụ
Kedụ ka ha ga esi jiri na Alaeze
Alaeze eeeeeeeeeh
Ị na-ahụ mmadụ ibe gị na anya
Ị na-eme ka gi na nwanne gi biri na udo oo
Leenu gi, leenu Alaeze eeeehhh
Leenu ka i na-aga na Alaeze eeeh
Ị na-ahụ mmadụ, i begi na anya
Ị na-eme ka gi na nwanne gi biri na udo ooo
Alaeze ga-abụ nke gi eeeeeh
Alaeze ga-abụ nke gi eeeeh
Leenu ka i na-aga na Alaeze
Alaeze bụ nke gi ooo
Leenu ka i na-aga na Alaeze eee
Alaeze bụ nke gi ooo
Ị na-ahụ mmadụ, i begi na anya
Alaeze bụ nke gi oh!
Ị na-eme ka gi na nwanne gi biri na udo ooooh,
Alaeze bụ nke gi ooo
Written by: Bright Chimezie
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...