歌詞
[Intro]
Jayswaarg is the new problem
Sambalitual (Iyoo)
Jeriq
[Verse 1]
Ị fụtugo keke e tinyee learner?
Ị ma ngwanwu mgbada Germany to pay in dollar
M na-aga n’iru, ka Paulo Dybala
Dreams of my money to be long, ka achala
Everyday, eji m lighter, with my working tools, na-esewa
Ịralụ ụla abụlọọ maka alọba nọ na nleka
E nwee ndị nwee ego, nwee ndị ego nke fa dị n’ile fa
If not for street, some men kalịị ị na-efo kala
[Chorus]
Oh Lord, kee way? Atụgo m ọlụ, bunye m ike
Oh Lord, tatawu, Mpa, choi! Save me from all this popo
Oh Lord, just nye m dollar 10 kpa
Ego ga-aha ka ukwu Rose Amber
Oh Lord, bịa meelụ m matter, take me high ka Arizona
[Verse 2]
Ị ma ka o si? Ị malọọ ka o si
Ị malọọ ka o si adị, mana ị nọ n’ogbe
Ị malọọ, malụ na the same thing na ofu ihe, bụ ofu
Never hate on your brother, the hustle bụ against owu
I’m a smooth criminal, mana m na-ekene Chineke maka ụbọsị taa, Mpa
Ọ ma ntọ na beanyị, m ma mgbanwu last
Men na-achọ mgbada, ndị na-achọzi men bụ ndị SARS
Mpa, mụ na white Hilux adịlọọ eme
Ọọ mụ ka ị na-akpọ free show? Mụnwa adịlọọ eje
A nalụlụ egbe egbe ya, ebe o belụ n’ebenebe
Atụgo m ọlụ, bunye m ike, biko Chineke
Another day, another dollar
Ị dịlọọ akọ money, ị na-anyụ mma, ị bụ a motherfucker
M na-ejekwa ụka, mana owu saa m, m belụ ebelụ, tụba ọlụ, yọba
[Chorus]
Oh Lord, kee way? Atụgo m ọlụ, bunye m ike
Oh Lord, tatawu, Mpa, choi! Save me from all this popo
Oh Lord, just nye m dollar 10 kpa
Ego ga-aha ka ukwu Rose Amber
Oh Lord, bịa meelụ m matter, take me high ka Arizona
[Verse 3]
Oh Lord, m na-e-head to the top
Never going back to the days, mgbe nleka na-akpọ m
Ife m na-achụ bụ bar, e-sendịlọọ m ka ọ dị illegal
Inwe hope on Buharị, dịka inwe hope on NEPA
I prefer to isewa, I can’t afford to be sober
M ga-eli gị n’ọlụ a, ka ndị picker si eli loader
The economy dị slow, ka onye ṅụlụ coda
Ya melụ m ji atụ bombing everyday, ka m bụ Ọsama
Before, m na-e-book ****, now, they be booking me
Before, your babe na-akọ m, kịtaa, she be calling me
My men ga-agba ya offset, ka di Cardi B
Everyday, paper chasing, you know as e dey be
Adịlọọ ele grace, adịlọọ egote ya n'afịa
Ị sị m esewana, a kwa Chukwu kelụ afịa?
Ụmụ ogbe, ụwa bụ onye melụ ike ya, ọ naa
Emena your man anyaukwu, maka paper mọọ maka asa
[Chorus]
Oh Lord, kee way? Atụgo m ọlụ, bunye m ike
Oh Lord, tatawu, Mpa, choi! Save me from all this popo
Oh Lord, just nye m dollar 10 kpa
Ego ga-aha ka ukwu Rose Amber
Oh Lord, bịa meelụ m matter, take me high ka Arizona
[Outro]
Enaps Empire on the mix
It's beat producer of all nations
Written by: Jeriq Chukwuebuka