歌詞
Onye o bula nwere ife o ji baa uba
Onye o gaziri o tibe hallelujah
E ji anya oma eje uka ekpere kana
Ogaranya nwelu mkpa
Nwa ogbenye nwelu mkpa
Depending na otu osi we di
To be a man
O bulu obele ife
O burukwa ogu
Nne na agbalu nwa ya, brother
Makana nwanti nwanti
Everybody agbalu biawa
I makwa nwanti nwanti
Onye obula agbalu biawa
I nyesia ha iru ewu
Onye o bula ebulu jewe
I nyesia ha iru efi
Onye o bula ebulu jewe
Owa iye ahaa
Aiyo ahaa
Ngwa ooyee ahaa
E-oh aayo ahaa (Oya ebembe ahaa)
Egwu Obiligboe bebembe ahaa (Oya ebembe ahaa)
Ogbuozo nwannem bebembe ahaa (Oya ebembe ahaa)
Ogbuafor bebembe ahaa (Oya ebembe ahaa)
Onye obula bebembe ahaa (Oya ebembe ahaa)
Aiyo ahaa (Oya ebembe ahaa)
Isi nwa eze adighi ato na mba
Makana nka maa ozo
I mana ozo ga awalili
Mba ana abala agu
Azu ulo ka fa ncha ji aba
Obodo na adighim atu ujo
Ibia obodo na adighim acho okwu
Egwu o na atu afo
O si na ya ga akwu n’iru
O makalu utu
O si na ya ga ebi n’ohu
Owe aiye ahaa
Eiye ahaa
Yahoo boy wey no get lapi (Na politician)
A bobby wey no get bear, bear (Na sister Nkechi)
Slay mama wey dey wera synthe (O na akwu n’okporo)
Sugar daddy wey no get money (Na jonsin daddy eh)
Oya mbombo ahaa (Oya ebembe ahaa)
Everybody mbombo ahaa (Oya ebembe ahaa)
Onye o bula bebembe ahaa (Oya ebembe ahaa)
Oya oaiyo ahaa (Oya ebembe ahaa)
Iyiebuwe bebembe ahaa (Oya ebembe ahaa)
Aiyo ahaa (Oya ebembe ahaa)
Onye o bula nwere ife o ji baa oh
They no de tell person
If you think say isi i bu baba
If the big man tell a poor man
How he make money
Nwa ogbenye akwakolu laba
Ife ana alu adiro easy chaacha
Ngwa bebembe ahaa (Oya ebembe ahaa)
Oya ebembe ahaa (Oya ebembe ahaa)
Oya ebembe ahaa (Oya ebembe ahaa
Oya ebembe ahaa)
Written by: Obiligbo Ebuka, Obiligbo Ifeanyi