album cover
Men
23,430
Hip-Hop/Rap
Men 由 Odia Records Limited 於 2024年6月28日發行,收錄於專輯《 》中Men - Single
album cover
發行日期2024年6月28日
標籤Odia Records Limited
旋律
原聲音質
Valence
節奏感
輕快
BPM136

音樂影片

音樂影片

積分

演出藝人
Kolaboy
Kolaboy
演出者
詞曲
Nwodo Victor Chinonso
Nwodo Victor Chinonso
詞曲創作
製作與工程團隊
tribeatz
tribeatz
混音師

歌詞

[Intro]
Ọdịa
Buta
Kola
Kola...boy
Onye anwụlụ (Seh)
[Chorus]
Eso m na men eji ndị eke amaja, jụkwa ese na Obiagụ
Ije abakpa n'ike, ụmụ aloba there jịcha matters m agwọ ajụ
Ịfụụ ebe men na-ese formation ka ọọ suwelụ ka a na-atụ
Anya ọbara ọbaro anya na enu, ọọ Jesus ka a na-afụ
[Refrain]
Jesus ka a na-afụ
Ọọ result ka a na-achụ
Jesus ka a na-afụ
Ọọ result ka a na-achụ
[Verse 1]
E needilọọ m ịsị gị na ọdịa ka Kola, ọọ ị bịa ịfụ ya na anya gị
Ka m golụkwa afịa na ọnụ asata, ha asị m na otegokwa, the hero ọọ anya gị
Men na-trapụ eke tinye alụ, ị looseguardịa boy, ọọkwa na akpa gị
And ogbe ga-enye gị option, ihe i choose dependị na ihe na-akpa gị
[Verse 2]
Esolo m na ndị eji eke amaja
Before G Lock enwe m maja
Before Bitcoin eme m matters
Before this funds eme m Pala
Before senior maintain agụọ government anyị ka anyị bombụwala Obama
Before anyị see canadian loud n'ime ogbe, anyị trapchaa Ghana
[Verse 3]
Anyị nọ na azu St. Paul's esewa since morning, ọọ demons ka anyị na-achụ
Everyday na ilu ọlụ a adịị afụ anybody, ọọ Jesus ka anyị na-afụ
Aloba anyị kpọnyelụ early pai pai sị m "Why me"? Dbanj ka ọ ga-ajụ
'Cos we put our money where our mouth is, asụsụ ego ka anyị na-asụ
[Chorus]
Eso m na men eji ndị eke amaja, jụkwa ese na Obiagụ
Ije abakpa n'ike, ụmụ aloba there jịcha matters m agwọ ajụ
Ịfụụ ebe men na-ese formation ka ọọ suwelụ ka a na-atụ
Anya ọbara ọbaro anya na enu, ọọ Jesus ka a na-afụ
[Refrain]
Jesus ka a na-afụ
Ọọ result ka a na-achụ
Jesus ka a na-afụ
Ọọ result ka a na-achụ
[Verse 4]
Buta
Na eyi timber, banye Timberland, guy, a ga-etiche your timber
Ị na-akpo ginger, men nwụga Limca, men ga-shortụ your calendar
Nwoke bụ ebube ebube
Ebubedike ka "Pete Edochie"
Nwoke nwee ezigbo omume
Men na-achọzi m kanyị machie
Ọkwa iche na Thugbloc bụ for ndị nwa apa
Butuo
Till any nwezie na isi aja
[Verse 5]
Onye nwete jam nwete Kola
Ndịa were ọkụ ị gbanye solar
Ọ bụrọọ Jesus power, ọọ powerless power, be guided in your antenna
Men chụba mgbada ka nchị na
Sopụ aka enwe na larva
Ị banye my team, I'll give you a deal
Stop psyching and all these egwuregwu
[Chorus]
Eso m na men eji ndị eke amaja, jụkwa ese na Obiagụ
Ije abakpa n'ike, ụmụ aloba there jịcha matters m agwọ ajụ
Ịfụụ ebe men na-ese formation ka ọọ suwelụ ka a na-atụ
Anya ọbara ọbaro anya na enu, ọọ Jesus ka a na-afụ
[Refrain]
Jesus ka a na-afụ
Ọọ result ka a na-achụ
Jesus ka a na-afụ
Ọọ result ka a na-achụ
Written by: Nwodo Victor Chinonso
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...