最熱門過去 7 天
00:15 - 00:20
在過去一週內,Anointing 最常出現在 大約在下列歌曲的 15 秒處: 這首歌中
00:00
00:35
01:20
01:40
02:00
02:25
02:55
03:55
00:00
04:16
旋律
歌曲有多麼清晰易記且符合明確音樂模式的旋律。通常,旋律分明的作品會擁有清晰易記的器樂或人聲主線。
原聲音質
此指標衡量一首歌曲在多大程度上依賴原聲樂器 (例如鋼琴、吉他、小提琴、鼓、薩克斯風),而非電子或數位合成音效
Valence
歌曲透過和聲與節奏所傳達的音樂積極性或情感基調。數值高通常對應快樂、興奮或愉悅感,數值低則與悲傷、憤怒或憂鬱相關。
節奏感
綜合了節拍穩定性、節奏型態與重拍強度等多重因素,以判定一首歌曲適合跳舞的程度。一首「節奏感強」的歌曲,通常具備穩定的速度、重複的音樂結構與明顯的強拍。
輕快
曲目的律動感可能受節奏快慢、音量起伏與聲譜密度所影響。較輕快的歌曲通常節奏強勁,編曲豐滿;反之,不太輕快的歌曲則可能編曲簡約、節奏較慢。
BPM
歌詞
[Intro]
Empire
Yeah
Yeah
[Verse 1]
Ọ by 5:30 kam ji amapụta
Estate security m, ọ mụnwa na akpọte ha
Ofu onye n'ime ha sịm Ọnyịkọ
N'onwe ka osi dapụta
Na ọ chọ echange ọrụ ndị niile security na m biko chetakwa ya
M na eji jogging esi iru ogbem agbaru EFCC
Sometimes ọmọwam m na agbaru akwụsi n'iru Spar
The place n'eme m na echeta oge Union na GTC
N'apịrị ya every Friday na IMT
Till now, m ka nwe the scars
Ị ma anyị n'ekwu n'anyị bi Trap life, ụfọdị n'eche na ọ sọ Rap
Till i megide ihea, megide ihea, ị banye na my trap
Enwem menị n'ha bido
Ihe kwụpụ ha n'ọkụ bụ crack
Enwe men esuru imi till now, ha ka nọ n'aka ndị crack
Everybody get im problem
Me, I'm just thuggging mine out
I'm not holding back emotions here
I'm pouring my mind out
Everyday m n'ebelụ chukwu sị ya before I sign out
I pray I reach my goals
I pray na referee ama sịm time out
Early mor mor anọ m n'ụzọ already
Bro, Ị ma n'ewem flight to catch
I'm still feeling sleepy even though enwe bu m the whole night to crash
But amụ'm anya 9 to 5
'Cause enwem ọrụ like 9 to file
Out here is eat or get eaten
I'm not food so I gats survive
I've gone few days with no sleeping
Ezigbo nsogbu dị m n'obi
I can feel my heart racing
Mbewa akwa ọ ga eju basin
But you know that I'm a grown man
Society said I can't complain
So I gats bottle my feelings ka Arsenal
I pray I keep my faith
[Chorus]
Nne m sị mụ ge ntị
Nnam sim gbo ntị
This bridge that I'm crossing
Na m needirụ anointing
Mmerụ onye obodo something
Adịghị emerụ ụwa fronting
Hope you know? (hope you know?)
Nnem sị m gee ntị
Nnam sịm gbo ntị
This bridge you are crossing
O needirụ anointing
Mmerụ onye obodo something
Ahapụ anyị na hanging
Osụ imi nọ na tracking
Chukwu Olisa doh
Nnem sị m gee ntị
Nnam sị m gbo ntị
This bridge you are crossing
O needirụ anointing
Mmerụ onye obodo something
Ahapụ n'anyi na Hanging
Osụ imi nọ na tracking
Chukwu Olisa doh
[Verse 2]
Yeah
Ịma ebem si n'owu marụ anyi aka
I had to cross the line
Ebem si ịma na agbarụ anyị afa
Ha sị anyị it's all divine
Chukwu bụ the Architect selụ ndụ m
My life Is God's design
Ọma ihe m ga abụ before m pụta ụwa
Ọ macha na m ga-eme crime
I'm tryna put my pains to words
Anụrụ m na a na-achọ m na ogbe
Ha amarọ that I'm lost in thoughts
Anọm Cape Town n'esewa
Hoping my feelings will be numbed
Ụmụ ogbem sịm say less
I should show no Messi
Na ha kwụm na azụ ka Rodrigo DePaul
Asam enyegom like nine missed calls
Drop ọ four voicemail
Ọsim Chukwubuikem talk to me
Or this love gonn' turn stale
I just want know your way
If finally your ship don sail?
Abi you don ghost me?
Gwam ka m mụọ candle me lụ gị farewell
I know her heart is broken
From her voice ọdị nnọ ka m etinyelụ ya mma na obi
Then I cut her heart open
Ọ sị na obim dị dark ka ihe gbalụ ọkụ na-oven
Otu ọ sị eme m attack dizika ha kpa makam na coven
How can I leave the country I didn't send a message?
I didnt reply the email ọ sendirụm since April
The truth is, I love her
But m na take cover
Amarọm who to trust
Onye fii Abel bụ his brother
[Chorus]
Nne m sị mụ gee ntị
Nna m sị m gbo ntị
This bridge that I am crossing
Na m needirụ anointing
Mmerụ onye obodo something
Adịghị emerụ ụwa fronting
Hope you know?
Mmtchew
Nnem sị m gee ntị
Nnam sị m gbo ntị
This bridge you are crossing
Ọ needirụ anointing
Mmerụ onye obodo something
Ahapụ anyị na hanging
Osụ imi nọ na tracking
Chukwu Olisa doh
Nnem sị m gee ntị
Nnam sị m gbo ntị
This bridge you are crossing
O neediru anointing
Merụ onye obodo something
Ahapụ anyị na hanging
Osụ imi nọ na tracking
Chukwu Olisa doh
Written by: Aguero Banks, Chukwu Francis

