Lyrics

Selebi Obodo d'élu Obodo d'élu jim jim Obodo d'élu Obodo d'élu jim jim Obodo d'élu Obodo d'élu jim jim Original Mr. Flavour on the dancefloor Oyorima Anyanwụ ütütü, biko bịa gbalu egwú (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Opulu ịche nwanyị, egwú à pụta ọgbọ (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Mmiri tọ rado ka aghọwo ji awụ arụ (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Electric nwanyị, biko bịa gbalu egwú (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Iyelele, ànyị e kulie Iyelele, anyị à bata (ànyị à bata na ọgbọ) Iyelele, Ọ na à akpọ tu Chai Iyelele, fa na enenele Áká ná eti ịgbà Tibe lụ m' ịgbà mọ Ọnụ ná egbu ọjà Bube lụ m' ọjà mọ Ònye ụba kwara be Ngwá kpọọ ba ụgbọ, ka anyị jebe nụ Ife Chukwu kwụrụ ga ème (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Ugo nwa mọ, asam' gbawa egwú (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Mmiri tọ rado ka aghọwo ji awụ arụ (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Ada dị iche mọ, Ada mụ gbawa egwú (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Iyelele Ọ na mụ ke Iyelele Amụma mmiri Iyelele Ọ na afio nụ Iyelele Fa na ekwú nụ Iyelele Ọbụ m' na emee Iyelele Ọkwá Chi mụ nyelum Ònye ya ná Chi ya sọ Na eru ébé ọ ná è jẹ' Maná e gbụ nụ Chi ya ụzọ Ị gba narị enwe n'oso Ugochukwu melu Eze Ife ọ bụ bụ nkili Ème enu mee ana Ife Chukwu kwụrụ ga ème (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Ayeyeye Akwaugo mọ, bịa gbalu m' egwú (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Udala nwa, nwanyị ị malu mma (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Ugochukwu melu Eze Egwú anyị à pụta ná ọgbọ (Ahn ahn ahn egwú m' eje zugo) (Egwú ndị ọma) Oyorima Obodo d'élu Obodo d'élu jim jim Obodo d'élu (Mix Monster) Obodo d'élu jim jim Obodo d'élu (Original Mr. Flavour on the dancefloor) Obodo d'élu jim jim (They don't know)
Writer(s): Chinedu Izuchukwu Okoli, Udoka Chigozie Oku Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out