Music Video

Credits

COMPOSITION & LYRICS
Maxwell Amobichukwu Obiorah
Maxwell Amobichukwu Obiorah
Songwriter
Odoh Chinecherem Boniface
Odoh Chinecherem Boniface
Songwriter

Lyrics

It's Cis 2 Boy on the Beat Iyoo Bu Iyoo Chukwu ekwekwana ka mu lie my last card Nyekata rioba, oga adi very bad Nnodu Na post biko nye m pass Ka'm gbaliko the net ka Lampard Olisa bunyenum Uche ka m lusie bute the money ka obodo kwelu Na ona eme Ka Obodo kwelu Na ona eme Papa nye m ako Na Uche ka'm lusie bute the cash ka nme nme Na emenu be anyi Ka Obodo kwelu Na ona eme, Iyoo ko koo Olisa bunyenum Uche ka m lusie secure the bag ka obodo kwelu Na ona eme oh! Ka Obodo kwelu Na ona eme Papa panyenu m Uche ka m lusie doka the net ka nme nme Na emenu be anyi oh! Ka Obodo kwelu Na ona eme Onye enyena own goal Papa Ha Ha eh Tuolu m Throw in ka mu Na eje Iyo iyo oko Corner Kick Jekwa adi mu nma Ha Ha hei Free Kick jekwa Aso m Uso Ka obodo kwelu Na ona eme Owu asago the boy Ego adiro the boy na aka Ajo Nleka one naira adiro the boy na akpa Fa sim kupulu church mu tryikwuo odinana Ndi ogbom akwagago na enu munwa aka bilikwa na ana But Gods time is the best munwa ekweshili na ekpe Okwa asi no mu bu next Chukwu apasam na ene Esekpum ani na alter okwa akwa ka m na ebe Melu mu ka imelu ibem mpa nu ka onu Na eme Cause What money cant do too much money can Afufu atalu ata mbo ka agba to be a billionaire Icheno nzuzu na ogalanya na aya ego up in the air I rather Get rich or die trying Shey You get the point now Olisa bunyenum Uche ka m lusie bute the money ka obodo kwelu Na ona eme Ka Obodo kwelu Na ona eme Papa nye m ako Na Uche ka'm lusie bute the cash ka nme nme Na emenu be anyi . Ka Obodo kwelu Na ona eme, Iyoo ko koo Olisa bunyenum Uche ka m lusie secure the bag ka obodo kwelu Na ona eme oh! Ka Obodo kwelu Na ona eme Papa panyenu m Uche ka m lusie doka the net ka nme nme Na emenu be anyi oh! Ka Obodo kwelu Na ona eme Onye enyena own goal Papa Ha Ha eh Tuolu m Throw in ka mu Na eje Iyo iyo oko Corner Kick Jekwa adi mu nma Ha Ha hei Free Kick jekwa Aso m Uso Ka obodo kwelu Na ona eme Haiiii Eeeiiiii Eeeiiii Igbo Bu igbo Nma Nma nu oooo Iyooo iyoo, iyooo iyooo Iyoo Bu iyooo Cheiii cheeiii cheeiii cheeiiii Uwwowowowowoowowoowo Igbo bu igbo anyi apuo Dont forsake the Lord my hope on Jah Jehovah Mpa agbam aka enwelodim gold ma obu silver Mpa iwe gi adina oku say the boy i dey ginger Nlizie my last 1 Kpa kezie ka nga esizi na atachi ulcer My eyes been on you 0 Lord mpa ki nyem my helper Nyem my helper ka afunu ego eji egbozi mkpa Protect the boy na aka ndi imi na agbaji aka Cho la nso lasgidi Naaa onitsha bili ugwu na abamkpa Onye nwelu ife kanu chukwu ya biko enyenamo Onye nwelu ive kalili olisa ya biko jide oh oh Ya enyenamo Olisa bunyenum Uche ka m lusie bute the money ka obodo kwelu Na ona eme Ka Obodo kwelu Na ona eme Papa nye m ako Na Uche ka'm lusie bute the cash ka nme nme Na emenu be anyi Ka Obodo kwelu Na ona eme, Iyoo ko koo Olisa bunyenum Uche ka m lusie secure the bag ka obodo kwelu Na ona eme oh! Ka Obodo kwelu Na ona eme Papa panyenu m Uche ka m lusie doka the net ka nme nme Na emenu be anyi oh! Ka Obodo kwelu Na ona eme Onye enyena own goal Papa Ha Ha eh Tuolu m Throw in ka mu Na eje Iyo iyo oko Corner Kick Jekwa adi mu nma Ha Ha hei Free Kick jekwa Aso m Uso Ka obodo kwelu Na ona eme Anyi Apuo Anyi Apuo Money Na ime bag Mpa m fee ya Efe Haaa haa heeiiii EGbuluo m ofu nama na eyeya eye Iyo iyo oko Ncho inye gi ego check mpa nde ya Ede Haa haaa heeiii Ani obuna ntulu aka mpa ele ya ele Ka Obodo kwelu Na ona eme No more hunger nah swear no longer Haa haaa heeiii A big si esi lo na American wonder Iyo iyo oko Ife obuna icholu Nne ana eme order Haa haaa heeiii Otu adi asu oral nnaa mehn mee ya over Ka Obodo kwelu Na ona eme Onye enyena own goal papa Mpa gbapelunumia Tuolum throw in ka mu Na eje Iyoo Bu iyoo Corner Kick jekwa adi m nma Romeo Max Onyeigba Free kick jekwa aso m uso Fanzy nwanne Igbaaaaaaaa Raaaaacka
Writer(s): Maxwell Obiorah Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out