album cover

Update

523Hip-Hop/Rap2025
album cover
Update은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2025년 7월 11일일에 Azuri에서 발매되었습니다.Forever Topping
발매일2025년 7월 11일
라벨Azuri
BPM71
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지

뮤직 비디오

뮤직 비디오

가사

[Intro]
Otua otua
Way
[Verse 1]
Energy m dịgodu low na m ka na-achụ ya
Ejim update ndị eke na-afụ ya
Ọbụlọ taa ọ kwa ị ka na-afụ ya
O ji ego ọ dalụ ogbenye n'akpa asa ya
Ọ kwa ikwete na guys na-achụ ya
Nkechi adịzị m akpọ ya
Quit playing ọ kwa ị ka na-anụ ya?
Ị ga-anọ n'akpa tupu ị nalụ aka
Maka ị mana akụ na-esi obi ike?
[Chorus]
UPDATE UPDATE UPDATE UPDATE
Ị ga-achụta ego ka i wee bụlụ ide
ALL DAY ALL DAY ALL DAY !
Ị na-enwelọ akpụ ịma sibe ofe
UPDATE UPDATE UPDATE
Ị ga-atụkwa ọlụ tupu izaba ichie maka
PAY DAY PAY DAY PAY DAY
Maka ị mana akụ na-esi obi ike
UPDATE UPDATE UPDATE UPDATE !!
Ị ga-achụta ego ka i wee bụlụ ide
ALL DAY ALL DAY ALL DAY !
Ị na-enwelọ akpụ ịma sibe ofe
UPDATE UPDATE UPDATE
Ị ga-atụkwa ọlụ tupu izaba ichie maka
PAY DAY PAY DAY PAY DAY
[Verse 2]
Adịrọm ezo ọnụ na ọ mụ na-ekwu ya
Ife imete na ọ gị na-ebu ya
Ị ma your shoe size na ọ gị na-eyi ya
Ego a na-agba ọsọ na ọ mụ na-achụ ya
Ife na-esi na ọ mu na-esi ya
Ị fụ ụka six na m ka na-eje ya
Ị cho ịfụ m na ị ga-akwụta ụgwọ ya
One man mopol ego ndị ọcha
Aka nchawa aka nchawa
Ma ị chụba mgbada chụba mgbada
Ka anyị gbaba ọfala gbaba ọfala
Ka anyị zelụ ọbara zelụ ọbara
You see no see and tell no tell
Ife ga-ewete alert kụọlụm bell
Know your guys among your men
Malụ your friends ị malụ your next
[Verse 3]
Energy m dịgodu low na m ka na-achụ ya
Ejim update ndị eke na-afụ ya
Ọbụlọ taa ọ kwa ị ka na-afụ ya
O ji ego ọ dalụ ogbenye n'akpa asa ya
Ọ kwa ikwete na guys na-achụ ya
Nkechi adịzị m akpọ ya
Quit playing ọ kwa ị ka na-anụ ya?
Ị ga-anọ n'akpa tupu ị nalụ aka
Maka ị mana akụ na-esi obi ike?
[Chorus]
UPDATE UPDATE UPDATE UPDATE
Ị ga-achụta ego ka i wee bụlụ ide
ALL DAY ALL DAY ALL DAY !
Ị na-enwelọ akpụ ịma sibe ofe
UPDATE UPDATE UPDATE
Ị ga-atụkwa ọlụ tupu izaba ichie maka
PAY DAY PAY DAY PAY DAY
Maka ị mana akụ na-esi obi ike
UPDATE UPDATE UPDATE UPDATE !!
Ị ga-achụta ego ka i wee bụlụ ide
ALL DAY ALL DAY ALL DAY !
Ị na-enwelọ akpụ ịma sibe ofe
UPDATE UPDATE UPDATE
Ị ga-atụkwa ọlụ tupu izaba ichie maka
PAY DAY PAY DAY PAY DAY
Written by: Henry Olisaemeka Urama

Shazam 꼬리말

언어 선택:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Shazam 팔로우하기

Loading...