album cover
Arabanko
104,783
African
Arabanko was released on January 1, 2013 by Blue Pie Records as a part of the album Ukwu Nanyi Na Mba - EP
album cover
Most Popular
Past 7 Days
00:55 - 01:00
Arabanko was discovered most frequently at around 55 seconds into the song during the past week
00:00
00:10
00:20
00:30
00:35
00:55
01:05
01:15
01:40
01:45
02:05
02:15
02:35
02:50
03:05
03:15
03:20
03:30
03:50
04:05
04:25
04:45
05:05
05:20
05:35
05:40
05:45
08:00
08:15
08:25
08:55
09:05
12:10
12:20
12:25
23:30
00:00
23:58

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
ND Stanley Nnorom
ND Stanley Nnorom
Lead Vocals
De Great Stars Band Of Africa
De Great Stars Band Of Africa
Performer
COMPOSITION & LYRICS
ND Stanley Nnorom
ND Stanley Nnorom
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Engr. Bruno
Engr. Bruno
Producer

Lyrics

Asu egwe uto mmirri wu so moni uto mmii wukwanu etebele Engr bruno ndi arabanko agbari akpokirikpo yiri agba oshi ya eji ukwu eje ogba ndi arabanko x2
Ezi okwu x2 ichemanti ma kola gi akuko x2 akuko mere eme omere kogi state mama omere eme omere kogi state papa ebe mu ji eruku no obilongu najekwu nwanne arusi one of ihiagwa me ji eme onu o brother anyi ejema runa kogi oo njinji ese malima ya wusa na okpuru canopy ndi mmadu ha gbalaga gbakpuo na okpuru olu elu ndi mmadu no na ime yaa ha ebemo ojukwu bucket again aai ojukwu bucket anya etima mgboto ala owerri no ebea ha puta ma bia guguo anyi aburu umunneji abiana ahu nwere iheem ga emere nwo mama shia nwo hachoga uko elu oo brother onu uko ala
Ndi arabanko egwu anyi eji na ara ose arabanko egwu anyi eji ara uda arabanko egwu anyi eji ańu ngwo arabanko egwu anyi ejinu añu nkwu arabanko keke napepe arabanko taxi driver arabanko danfo driver arabanko okada people arabanko ufodu ji ara uda arabanko ma onwem ejim eti mkpere arabanko ufodu ji ara ose arabanko enyim ejim ara uda arabanko keke napepe arabankoooo
Anyi lanu anyi lanu anyi lanu anyi la ji gi ji ji gi ji
Anyi lanu anyi lanu anyi lanu anyi la kpo to kpo kpo to kpo dame ji gi ji ji gi ji asu egwe
Abali le onyeoma mewe re enyi oo mummy mee nne oma ma eji aga mba ebebe emere ni na owu ihia okwo emereni ma ji buo ofo uch nnem onye mmejoro gbahara muo mama onye mejorom ma gbahara ewe egbe na eluwa da obiajuru emereni ma ji buo ofo
Ofo na ogu eeh saaantos
Written by: ND Stanley Nnorom, Nd Arabanko
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...