Music Video

Onyeka Onwenu - Bia Nulu
Watch {trackName} music video by {artistName}

Featured In

Listen to Golden Songs Vol.1 by Onyeka Onwenu
ALBUMGolden Songs Vol.1Onyeka Onwenu

Credits

PERFORMING ARTISTS
Onyeka Onwenu
Onyeka Onwenu
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Onyeka Onwenu
Onyeka Onwenu
Songwriter

Lyrics

Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Onwero mgbe ike ekwensu ga kali ike Chukwu Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu Olisa ebuluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Ogini na tu g'egwu Tinye obi gi na Chukwu Chukwu bu ya nwe ndu ga bu onye-nche gi Ogini na tu g'egwu Ma kpelu Chukwu Nna ga nulu Onye keluwa ga nulu olu gi Onye'nwem bia nulu Olisa ebuluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Onye'nwem bia nulu Olisa ebuluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu Bia nulu olu anyi o Onye'nwem bia nulu Olisa ebuluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Nna bia nulu Onye keluwa Bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Bia nulu olu anyi o Nna, bia nulu olu anyi o Onwero mgbe ike mmadu ga kali ike Chukwu
Writer(s): Onyeka Onwenu Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out