album cover
Iru Efi
2,145
Hip-Hop/Rap
Iru Efi was released on September 30, 2021 by 1804288 Records DK2 as a part of the album Pentecost - EP
album cover
Release DateSeptember 30, 2021
Label1804288 Records DK2
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM100

Music Video

Music Video

Credits

COMPOSITION & LYRICS
Chibuike ThankGod Nwuba
Chibuike ThankGod Nwuba
Songwriter

Lyrics

They want to cut cut
My blessing me ya ote aka
Oluwa confirm my engine
Me ya oka aka
Echeterom were you dey
Mgbe men na aho ada
Echeterom where you dey
Mgbe men na ebe akwa
Ewelum aka nri
Tukwasi n'enu isi m
Taba fa ka o chin chin
Taba fa ka o chin chin
Ufodu na awa anya
Ufodu na aba mba
But mua na apia apia
Say mua na apia apia
Donyelu gi iru efi
Donyelu gi iru efi
Gosi tu gi egwu eji
Gosi tu gi egwu eji
Donyelu gi iru efi
Donyelu gi iru efi
Gosi tu gi egwu eji
Gosi tu gi egwu eji
Hapucha na men chi kwa oku
I malu mgbe men bido olu
Imecha i wete Nke gi ka afu
Imecha I wete nke gi ka afu
Isi na inwelu men ituo nu
Imazi kwa na men mulu olu
Imakwa na men kpalu alu
Na men kpalu alu
Ewelum aka nri
Tukwasi n'enu isi m
Taba fa ka o chin chin
Taba fa ka o chin chin
Ufodu na awa anya
Ufodu na aba mba
But mua na apia apia
Say mua na apia apia
Donyelu gi iru efi
Donyelu gi iru efi
Gosi tu gi egwu eji
Gosi tu gi egwu eji
Donyelu gi iru efi
Donyelu gi iru efi
Gosi tu gi egwu eji
Gosi tu gi egwu eji
Written by: Chibuike ThankGod Nwuba
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...