Lyrics
Ị fụzịa m, kpọọnụ m onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Oh, Igbo amaka
Oh, Igbo amaka
If you see me, call me onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Oh, Igbo amaka
Oh, Igbo amaka
Anywhere I enter, they call me onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Oh, Igbo amaka
Oh, Igbo amaka
All over the world they call me onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Igbo amaka
Ndị Igbo na-edozi obodo
Ndị Igbo na-emepe obodo
Ndị Igbo na-ahazi obodo
Ndị Igbo na-eme ọfụma
Ndị Igbo nọ n'ime afịa
Ndị Igbo na diaspora
Ndị Igbo nọ entertainment
Ndị Igbo na government
Anyị na-eme ife sili ike
Anyị na-eme ife kala aka
Anywhere you enter, we dey there
I waka, I never see
Beautiful people o
Igbo amaka
Abụ m onye Igbo
Ị fụzịa m, kpọọnụ m onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Igbo amaka
Oh, Igbo amaka
If you see me, call me onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Igbo amaka
Oh, Igbo amaka
Anywhere I enter, they call me onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Igbo amaka
Oh, Igbo amaka
All over the world they call me onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Igbo amaka
E jebe, e jebe, e jebenụ Anambra
Na nke Emeka Offor
Ọ sị anyị jide ofor
Okwu ọ gwara anyị
Anyị ji jewenụ na Nnewi
Na nke Innoson Group of Companies
Industrialist Igbo ji eme ọnụ o
E jebe, e jebe, e jee Dunukọfịa
Arthur Eze n'Ukpo
Ọ sị anyị jisie ike
Okwu ọ gwara anyị
Anyị ji jebenụ Enugu
Ebe a mụrụ Flavour
Onye egwu ndị Igbo ji eme ọnụ
I waka, I never see
Beautiful people o
Igbo amaka
Abụ m onye Igbo
Ị fụzịa m, kpọọnụ m onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Igbo amaka
Oh, Igbo amaka
If you see me, call me onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Igbo amaka
Oh, Igbo amaka
Anywhere I enter, they call me onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Igbo amaka
Oh, Igbo amaka
All over the world they call me onye Igbo
Maka na abụ m onye Igbo
Ịya m mee
Igbo amaka
Written by: Chinedu Okoli

