Lyrics

Rord Kelly the bad kelly the bad man Onwero Okwa rap mjust bido ebido, Iga gwaba ndi mmandu na mu efugo Ndi keke no na abakpa anyigo, Ichoo nsogbu enye gi ya ozugbo ozugbo Men m bata men gi etido, Okwa money ka ayi ji azu ludo Etie okwe elie ifutunugo, Isi onye ocha kwuba gi ugwo ibago Imana o Sampson gburu agu obia buru Delilah bu Nwanyi mere ya iwa Some times inadi ano na anwu mnuzie gi ibia formubala mu queen Eliza Kosara mkpa gi to Chukwu nna hapuzie kiribe iga afu oga eme ya Ko na imarozi nnam ukwu Ife ana akpo ya bu odogwu owara Uzo na ikpa My head is too much occupied, Men ga akpu gi isi akpulu Albert Iman fudi Nwanyi na my chat, Ituba oru na Echeta ndi sars Imebelo your life organize, Etinyekwana onu na my side Umu ogbe ga eri gi no regard, Popo tinyere afia na my bag Lota nna butaru aids, Omaro na ayi furu the test Na only money I Dey chase, Ya mere oge obuna Mna na mji aba na case Oga adi njo na Nti ma Umu ogbe nu na ano m na ime cell Adiromu eme Ife ndi tout juoese Abum ogbe cartel Mgoo Motor mgaa no parking parkia, Oso unu kpoo bouncers ha bia Mkwechiri ha no fear m chargea, Si asa ya yiputa pant ya Dibia bayi na emezi sagging, Onye puta obia guba rapping Oburu okwu ego emena m whyning, Wotowoto ayi ebido fighting Gi na ekwensu ribe nri na ofu efere jide ngaji di ogonogo... Obele ego adighi atuzi m anya achorom ya Okpotokpo... Okpotokpo... Kelly the bad kelly the bad man GBC
Writer(s): Anih Elijah Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out