Lyrics

(GBC Records) Rord (It's KezyKlef Productions) Onwero (It's I am kelly the bad man See Okwa ima na igabelo office tuo bombing tuchaa gbara akaa Mbugharia beat ndi ilo ebido Bebe akwa Go tell them ha kpachara Anya Sempe ibu anyi danda Ofu onye adianu udaegbee mbido nkem ga ebukwa aka Anom na bed aku beat Asa mu wee na acho kiss Msiya weytin be this Osi na ocho my sweet Obele Nnwa ana akpo bitch Emebigo emebi since Onye bute disease Owere oso gaba Uka 6 Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne... Nke Onye na eme si ya jisike eeee (Tcha tchai) Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo (Oloma chara acha) Alert bata ayi ana eri ife eeee (Balling balling balling) Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne... Nke Onye na eme si ya jisike eeee (Tcha tchai) Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo (Oloma chara acha) Alert bata ayi ana eri ife eeee (Balling balling balling) Umu Nwanyi fu na ego gi agwugo akpobagi Onye iberibe So kpachara Anya maka ego ahu iche na inwe Ada akoro mmadu akoro na Adaka na aracha une Kama inwu na efu jiri oso maburu oke ite Ichogodi wega report Ka Popo tinye ayi na bus We no go ever stop Ayi choro ike Pentecost See By fire by force Na ndeli putting to work Ogbenye onu ntu for what Ezigbo ajo Ife to God Obinigwe tinyelenuha ogba aghara Ndi cho ka mnoro na aru Shoe maker na onu Asata Ochi eze na ilu mana back abi ha Ajoka Roreta na chiamaka ha suo gi imi iga imara that no secret ajoka Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne... Nke Onye na eme si ya jisike eeee (Tcha tchai) Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo (Oloma chara acha) Alert bata ayi ana eri ife eeee (Balling balling balling) Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne... Nke Onye na eme si ya jisike eeee (Tcha tchai) Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo (Oloma chara acha) Alert bata ayi ana eri ife eeee (Balling balling balling)
Writer(s): Anih Elijah Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out