Music Video
Music Video
Credits
PERFORMING ARTISTS
Aguero Banks
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Francis Chukwu
Composer
Lyrics
[Verse 1]
Hustle drove me insane
I was down on my lane
Ụfọdụ sị na m nkolụ, mana, ha amarọọ the pains
Wey the boy dey contain
Mehn, I nearly lost my brain
I pray heaven sends the rain
Ka o fịchaa my pain
[PreChorus]
Ịfụkwala isi m oo
Ha sị na egwu mụ na-disturbzị na the whole city
Ha makwa na ije dịkwa n'ọkpa mụ oo
All my brothers dey be on the road
Ha na-achụpagide the kpaa
[Chorus]
Abụ m onye agọzịrị agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyị ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
Abụ m onye agọzịrị agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyị ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
Abụ m onye agọzịrị agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyị ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
Abụ m onye agọzịrị agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyị ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
[Refrain]
Nwanne'm doo, nwanne'm doo
Nwanne'm doo, nwanne'm doo
Nwanne'm doo, nwanne'm doo
Ebezịna, ifụkwalụ ịsị m oo
Nwanne'm doo, nwanne'm doo
Nwanne'm doo, nwanne'm doo
Nwanne'm doo, nwanne'm doo
Echezịna ọdị na akara aka mụ
[Verse 2]
Ife si na Chi bụ na, ụba si na Chi
All I ever wanted bụ, ka m bute money
Ọkwa ị so, wee gba mụ kpọọtị
Ọkwa ị kọọ mụ mgbe m kpọlụ gị
Now, ị na-ajụ m, kee kosi, ọkwa, ka i tinye body
[PreChorus]
Ịfụkwala isi m oo
Ha sị na egwu mụ na-disturbzị na the whole city
Ha makwa na ije dịkwa n'ọkpa mụ oo
All my brothers dey be on the road
Ha na-achụpagide the kpaa
[Chorus]
Abụ m onye agọzịrị agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyị ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
Abụ m onye agọzịrị agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyị ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
Abụ m onye agọzịrị agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyị ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
Abụ m onye agọzịrị agọzị
Ụzọ emechiri emechi
Anyị ka kwechiri ekwechi
Onye mazịkwa echi
[Outro]
Eehn, Ezenekwe Carlo
Ị bụ onye agọzịrị agọzị nwanne
Odogwu na-epe mpe na India
Ị bụ onye agọzịrị agọzị
Ndị a, ụnụ niine bụ ndi agọzịrị agọzị, imakwa
Written by: Francis Chukwu


