Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Aguero Banks
Aguero Banks
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Francis Chukwu
Francis Chukwu
Composer

Lyrics

[Verse 1]
Nwayọ Nwayọ ka m ji mapụta
Normally, I no dey rush
Ndị ma mụ mgbe m na-agba ball mana ihe a na akpọ m bụ "Onyịkọọ one touch"
Ụfọdụ na-afụ mụ ka role model
Ụfọdụ na-afụ mụ ka opps
Ụmụ asa na-afụ mụ ka crush
But, back to wetin I want discuss
Makana
Onye ọbụla m wụ ya onye anwụlụ bụ, ma na
Giving up bụ never
Ọkụ adịlọ n'ogbe, m wee pụta
Sị my people na m bata, m ga-eweta ọkụ ka Nepa
Adị m ka onye na-ele akwụkwọ n'Afia Nine, inee m anya, sọ ihe dị m n'isi bụ paper
Chasing the bag ka cheetah
Anwụlụ m ji bịa, ịma, mmaa measure ya na meter
[PreChorus]
Ejee m ebe asị sị, "Ejena"
Emee m ife asị sị, "Emena"
A catch m cruise
E break m rules
Esee m ife asị sị, "Esena"
Canadian loud
Ịnye m one ounce
Mkpọọ my men, ebugharịa compass
Kọọ this man, ọbụlọ my man
Emewa ihe ego now, ọchọwa contact
[Chorus]
Achọlọkwaa m nsogbu
M na-esewa, m na-adawa
M na-apịacha, a na-amacha
Olisa ekwena ka nleka
Abụlọọ m onye nsogbu
M na-esewa, m na-adawa
M na-apịacha, a na-amacha
Olisa ekwena ka nleka
Enyekwana mụ nsogbu
M na-esewa, m na-adawa
M na-apịacha, a na-amacha
Olisa ekwena ka nleka
Abụlọọ m onye nsogbu
M na-esewa, m na-adawa
M na-apịacha, a na-amacha
Olisa ekwena ka nleka
[Verse 2]
Thank God I’m far gone
This year two thousand and G-Wagon
Ha sịbu, "M na-akọbu jargon"
But kịtaa, polo mụ bụ Luis Vuitton
Before ịkpọọ m show, ịkpọọ my manager
Thank God akwụsịlọọ m
I was still in the trench, oge kpụpụtụụ down
But, thank God, ha afụdịlọọ m
[PreChorus]
Ejee m ebe asị sị, "Ejena"
Emee m ife asị sị, "Emena"
A catch m cruise
E break m rules
Esee m ife asị sị, "Esena"
Canadian loud
Ịnye m one ounce
Kpọọ my men, ebugharịa compass
Kọọ this man, ọbụlọ my man
Emewa ihe ego now, ọchọwa contact
[Chorus]
Achọlọkwaa m nsogbu
M na-esewa, m na-adawa
M na-apịacha, a na-amacha
Olisa ekwena ka nleka
Abụlọọ m onye nsogbu
M na-esewa, m na-adawa
M na-apịacha, a na-amacha
Olisa ekwena ka nleka
Enyekwana mụ nsogbu
M na-esewa, m na-adawa
M na-apịacha, a na-amacha
Olisa ekwena ka nleka
Abụlọọ m onye nsogbu
M na-esewa, m na-adawa
M na-apịacha, a na-amacha
Olisa ekwena ka nleka
[Outro]
Ee, ụmụ ogbe, kee ihe n'eme?
See eh, no matter wetin dey happen
Ihe ga-eme ga-eme
So, just put in the work and pray to God
Written by: Francis Chukwu
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...