Grateful
110,949
Hip-Hop/Rap
Grateful was released on October 4, 2024 by Penthauze as a part of the album Full Time Job
Most PopularPast 7 Days
00:00 - 00:05
Grateful was discovered most frequently in the first few seconds of the song during the past week
00:00
00:05
00:15
00:25
00:35
00:40
00:45
01:05
01:15
01:40
02:00
02:05
02:30
02:40
00:00
02:49
Music Video
Music Video
Credits
PERFORMING ARTISTS
Phyno
Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Chibuzor Nelson Azubuike
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Alex Solano
Immersive Mixing Engineer
Jaysynths
Producer
Lyrics
[Intro]
Kenenụ onye kelụ igwe na ụwa
Kenenụ onye kelụ igwe na ụwa
Kenenụ onye kelụ igwe na ụwa
Kpọrọ, kpọrọ, kpọrọ
[Verse 1]
Olisa bi na enuigwe
Papa ana m ekene o
Mgbe uche na-echegbu m
Ọkwa ịsịlị m jebe o
Nye m nku, sị m febe o
Ife ọsọọ fa mebe o
As long as na ndị ndụ, Gị ka ezi na ụnọ m ga na-efekwa o
Sọ Gị ka m na-ekpelụ
Nekwa obi m were o
Maka emefego m o
Papa echefụna m o
Ọkwa Ịmecha cheta m
Welụ ngọzị neta bm
Efulu m Ịchọta m
Mpa, ikechi wrapper m
[Verse 2]
Ọfịa a na-agbalụ ọsọ
Bụ ọfịa nje bute agụ
Fa asị na m melụ alụ
Ife m na-ekwu na ọnụ
Kama m ga-efe chị ọzọ
Kama ya kwa m bulu ọnụ
Site nike ebube, Chuwku emego boys na-ewuzi ọkụ
Anọzị m na ụsọ
Nne m sị na ọfụ ya na nlọ
Ezege, eze ebu na afọ
Edelụ afa m a na ọnwa
Nwa omelọra n'awka
Anọ m na iru oche kụọ pa
Make everything dey proper
Ekwensu ekpo m na ọkpa
[Verse 3]
Gba ndị ilo nkịtị, fa na-eme na nkịtị, kụpụ
Watch my cup over flow, ọ ga-awa ka mgbidi
Udu akọna milli
Egbe ebuna nni m o
Akwa abịana be m
Ụwa erina isi m
It's my season
I try to show you reason
Fa fụ fa na-ekilizi m
And dem been no believe in
Ịma ha maa egbunwudi m
Everyday I be wining
Ị na-afụkwa ọkụ na isi m
The realest ever seen
[Verse 4]
Nekwa obi m o
Sọ Chi makwa obi m o
Nna, riwe otụto
Ọkwa m daba iji m o
Na You dey run the show
Make I no go below
Maka ọgbajụọdọlọ m o
Ị bụ Ọbataobiye o
Adị m active
Saa m ka John the baptist
E break-go m the captive
E change-go m the tactics
Ekwensu gaa m na azụ
Cassette m afịa na-azụ
Ebunye ya onye ajụlụ ajụ
Kụba ka nwa akwọ na azụ
[Verse 5]
Esi m ka m kene Gị
Na m ama yọ Gị ihe tata, mana ọ ga-ebu m aka
Oke m ga-elu m aka
Gọzie family m o
Gọzielụ m fans mo
Bulie salary ha o
Mpa, gọzielụ m men m o
Anyị shili ọnwụ
Nye fa ezigbo ndụmọdụ
Sị fa jisike na-ọlụ
Anyị amaa nli akụ na ọnwụ
Melụ na mpụta iru ọgụ
Ịfụ na apụtaa m ọlụ
Ịfụ na amụtaa m ọlụ
Ịfụ na aka kwụ m na ọkụ
[Verse 6]
Asị na abụ m afịfị, ndị imi aka efogo m
Ọbụ na egwu dị ha na aka, egwu a ka ekpogo m
Ụwa a ka ekogo m
Shark a ka enogo m
Mana aka m achago nụ
Ọ na-abanye gbojo m
Ụmụ ụwa na-ama aka
Ndị ilo na-akwa aka
Chi m melụ m adaghị ada
Kịta, abụ m nna nwa
Nwa amụtaa na mma
Obi na igwe, dee eme
Ife niile Ịmelụ m
I want to say I’m grateful
[Outro]
Kenenụ onye kelụ igwe na ụwa
Kenenụ onye kelụ igwe na ụwa
Kenenụ onye kelụ igwe na ụwa
Kpọrọ Ya isi na ala
Emma bụ agụ na-eche mba
Ọgọdọ Buscheda
Ịnọ makwa obi dị ude
Kpọrọ Ya isi na ala
Written by: Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno

