album cover

No Rules

1,175Hip-Hop/Rap2025
album cover
No Rules was released on May 2, 2025 by KAYFIIRE ENTERTAINMENT as a part of the album No Rules - Single
ReleasedMay 2, 2025
LabelKAYFIIRE ENTERTAINMENT
BPM73
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

[Intro]
Olisa doo (Gbim)
Olisa doo doo doo (Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme? Gbim)
Olisa doo (Ị ma ife a lụụ, nwa?)
Olisa doo doo doo
[PreChorus]
We know the rules
Fuck all the rules
We living above the law
Making money is a habit
Feeling good is a mindset
Been on the road
I'm looking more
I’m living above the law
Making money is a habit
Feeling good is a mindset
[Chorus]
Olisa doo
Ka anyị mebe emebe, ka anyị mebe emebe, ka anyị nwebe aṅụlị
Olisa doo doo doo
Ka anyị mebe emebe, ka anyị mebe emebe, ka anyị nwebe aṅụlị
Olisa doo
Ka anyị mebe emebe, ka anyị mebe emebe, ka anyị nwebe aṅụlị
Olisa doo doo doo
Ka anyị mebe emebe, ka anyị mebe emebe, ka anyị nwebe aṅụlị
[Verse 1]
Better days lazy, ọ daa arrive mgbe a sị na ọ ga-abịa
And anyị na-aga in one accord, anyị ji ofu obi aga
Sọ wete isi bịa welụ isi bụ the offer ha ji bịa
Mụnwa m gbaa my sense na mkpọ, Otu ka m si bịa
[Verse 2]
Crush m nọ na my Porsche now na-a-crush-lị m igbo
A-couple-golụ m ya birkin, ọ nọ in a hurry now ịkwasa m iko
Ọ dị out for me, ọ nọ n'ilo
Many men lelụ ọgwụ na Chinko
Ịkpọchi fa ka na-asịlị fa ndo
Amụbedịị gị mgbe m kilili ipo
The least thing on my wishlist bụ Rolex na wrist m
CNN, ị bụ gist m
Ị nụụ unreleased m? Ị ga-ebulu m akpọ, for sure
Mụ na Warren Buffet na-eli buffet
Memphis ka m na-agbalụ the pay
Trenches ka m na-egosị the way
[Verse 3]
Kịtaa bụ m na-agafe, anya niile eju m n'arụ
M mepee ọnụ kwuo obere okwu, aka niile a na-awụ
M mapụta on a brand new, ụmụ nwa a na-anwụ
M ji sị ụnụ rapụ ihe dị n'azụ chụba ụdị ego m na-achụ
Afịa niile anyị na-azu na-ere (Na-ere)
Anyị anọrọọ na chere were (Were)
Your squad terere (Terere)
Squad m bụ a na-ekwu a na-eme (A na-eme)
Non fiction, not actors, don't kick us, sanction
Afghan can't fight us
Agaaga, Ramos
[PreChorus]
We know the rules
Fuck all the rules
We living above the law
Making money is a habit
Feeling good is a mindset
Been on the road
I'm looking more
I’m living above the law
Making money is a habit
Feeling good is a mindset
[Chorus]
Olisa doo
Ka anyị mebe emebe, ka anyị mebe emebe, ka anyị nwebe aṅụlị
Olisa doo doo doo
Ka anyị mebe emebe, ka anyị mebe emebe, ka anyị nwebe aṅụlị
Olisa doo
Ka anyị mebe emebe, ka anyị mebe emebe, ka anyị nwebe aṅụlị
Olisa doo doo doo
Ka anyị mebe emebe, ka anyị mebe emebe, ka anyị nwebe aṅụlị
Written by: Ayadinuno Okechukwu Obiora, EHIRIM SUCCESS CHIMDINDU, Eze Arinze Kencarl

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...