album cover
Success
7,340
Hip-Hop/Rap
Success was released on August 22, 2025 by HUSSLE GANG as a part of the album Lost but Found
album cover
Release DateAugust 22, 2025
LabelHUSSLE GANG
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM96

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Cameo Huzla
Cameo Huzla
Performer
ENDLESS OG
ENDLESS OG
Bass
COMPOSITION & LYRICS
Eze Arinze Kencarl
Eze Arinze Kencarl
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
ENDLESS OG
ENDLESS OG
Producer

Lyrics

[Intro]
Ị ma ife alỄ nwa?
Cameo
Hussle
[Verse 1]
When blessing is coming
Ihe na-ebu uzo sie ike
When hardship is storming
AkỄ so ya na-esi ike
I don't even panic
Ị mana akỄ na-esi obi ike
Obere oge į»dị ka magic
M bỄrỄ onye eji efe ife
Onye ajỄrỄ ajỄ abỄrỄ onye ana akį»sara ikpe
Ekpere ỄmỄnnem kpere rute ugbua kpabazịa ike
ỌrỄ m rỄrỄ arỄ kwỄbazie Ễgwį» karịa ise
Nwa a hapỄrỄ m miss be m nataba ije
In as much you dey work ife ị na-achỄ ga-aba
Jiri ekpere dey back am up į» buru nwa na į» ga-ada
Talk less ị bỄrį» Buch nke ị ga-abỄ Saida
Ekwurekwu dị ka į»dị much ịwaa no standby
[Chorus]
Success na-akpį» m
Ụgwį» afỄfỄ niile m tara na-achį» m
Ị ga-emelỄ m ebere ma ịnỄ akỄkį» m
My Chi tinyelỄ m arỄ Ễwa na-atį» m
Success na-akpį» m
Ụgwį» afỄfỄ niile m tara na-achį» m
Ị ga-emelỄ m ebere ma ịnỄ akỄkį» m
My chi tinyelỄ m arỄ Ễwa na-atį» m
[Verse 2]
Ihe m bỄ Atakata agbį»į»
Go for what I want esendịrį»m ife ha ga-akį»
Only message m send bỄ ekpere to my God
Strictly on success ka m plant my love
AkwỄkwį» a na-agỄ anyị gỄrỄ dịka agỄrį»
AfỄfỄ a na-atata, anyị taa dịka ataro
Ife a na-esese bịa gỄba m mỄa eserį»
Ị mana ndịa chį»į» iyi m egwu mana mỄa ekwerį»
Ọrịa m chį»į» bỄ Money Transmitted Disease
Ụdị ndỄ m chį»į» bỄ ego convoy na siren
ỌkỄ m e dim katago kwỄsị ịdịna edim
Achį»rį»zị m e sign bail sį»į»sį» e sign deal
[Chorus]
Success na-akpį» m
Ụgwį» afỄfỄ niile m tara na-achį» m
Ị ga-emelỄ m ebere ma ịnỄ akỄkį» m
My Chi tinyelỄ m arỄ Ễwa na-atį» m
Success na-akpį» m
Ụgwį» afỄfỄ niile m tara na-achį» m
Ị ga-emelỄ m ebere ma ịnỄ akỄkį» m
My chi tinyelỄ m arỄ Ễwa na-atį» m
[Outro]
Ị ma ife alỄ nwa?
Ihe niile nwe time nwanne
Stick to the plan
Written by: Eze Arinze Kencarl
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...