Fight
1,786
Hip-Hop/Rap
Fight was released on December 12, 2025 by HUSSLE GANG as a part of the album Fight - Single
Most PopularPast 7 Days
01:45 - 01:55
Fight was discovered most frequently at around 1 minutes and 45 seconds into the song during the past week
00:00
01:40
01:45
02:00
02:25
00:00
03:01
Credits
PERFORMING ARTISTS
Cameo Huzla
Rap
COMPOSITION & LYRICS
Eze Arinze Kencarl
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
ENDLESS OG
Producer
Lyrics
Ima ife’alu nwa
Cameo
Hussle
What goes around comes around
Okwa imana Aku fesie o’relaxia dalu isi nwe the crown
I decided not to move with crowd
Always known na nkpotu karia na downfall nadiba loud
Egbugo m the boy in me for a brand new man
Lost myself for minute ha cho igba m rewind
Onye sign Liverpool ka inachinwe akwa ac Milan
Ha si m hapu akuko koba ozo ngbuo reverse
Imaro What could have killed me made a star
Every story I tell nabiakwa from the heart
Isi ekwe onwu I lost it all restarted from the start
Thought they blessings til they left,chi m si ha waa
Came from nothing, owning everything
Don’t say I’m lucky abia m without record deal
Lord I’m sorry maka njo m mee ngbe sapa ji m
Uwa bu jungle na zoo mmanonwu ebe ndi aka ji
Ima ife’alu nwa
Just keep your heart clean nwanne
Hapuzieru ndi oso chi for your chi
Onwunwa ga di
Ihe ngbochi gadi
But stand up and fight
even with your last breath
fight for your dreams nwanne
Fight
Kedukwanu ihe ekwensu ga eme ona emebe
Kedu aka ndi ojo ga eweta ha na ewetabe
Onye ga efichanwu ngozi chukwu nede onedechabe
Lord oburu once kam piatu-nu obiara igbu m igwe
Ya bu ife gato m iche
And onagu m agu ime
Otu ha si e move newu m iwe
Iso fa Onagba m aka ekpe
Agwa ha agwa obonte
Onu ha nwayi ogbete
And enwero m time system obodo’a na ulo ikpe
Chukwu Oge na agaga
And Isi m nawawa
So so ihe cho inu from you lord bu awawa
Ndi m na ha so na ama ajo ura
Nekwe ndia nee ita uta
Nti m plastic imana adighi ata ya ata
Okwa Ofu akuko akoro ka akana ako
Odizi ka One election nwe manifesto ano
Why i talk less bu maka one blow goes for one word
Aggressive aggressive bu udi aka ndi ngbu a cho
Ima ife’alu nwa
Just keep your heart clean nwanne
Hapuzieru ndi oso chi for your chi
Onwunwa ga di
Ihe ngbochi gadi
But stand up and fight
even with your last breath
fight for your dreams nwanne
Fight
Written by: Eze Arinze Kencarl

