album cover
Success
8,461
Hip-Hop/Rap
Success was released on August 22, 2025 by HUSSLE GANG as a part of the album Lost but Found
album cover
Most Popular
Past 7 Days
00:55 - 01:00
Success was discovered most frequently at around 55 seconds into the song during the past week
00:00
00:15
00:25
00:40
00:50
00:55
01:05
01:10
01:15
01:20
01:30
01:45
00:00
02:01

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Cameo Huzla
Cameo Huzla
Performer
ENDLESS OG
ENDLESS OG
Bass
COMPOSITION & LYRICS
Eze Arinze Kencarl
Eze Arinze Kencarl
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
ENDLESS OG
ENDLESS OG
Producer

Lyrics

[Intro]
Ị ma ife alụ nwa?
Cameo
Hussle
[Verse 1]
When blessing is coming
Ihe na-ebu uzo sie ike
When hardship is storming
Akụ so ya na-esi ike
I don't even panic
Ị mana akụ na-esi obi ike
Obere oge ọdị ka magic
M bụrụ onye eji efe ife
Onye ajụrụ ajụ abụrụ onye ana akọsara ikpe
Ekpere ụmụnnem kpere rute ugbua kpabazịa ike
Ọrụ m rụrụ arụ kwụbazie ụgwọ karịa ise
Nwa a hapụrụ m miss be m nataba ije
In as much you dey work ife ị na-achụ ga-aba
Jiri ekpere dey back am up ọ buru nwa na ọ ga-ada
Talk less ị bụrọ Buch nke ị ga-abụ Saida
Ekwurekwu dị ka ọdị much ịwaa no standby
[Chorus]
Success na-akpọ m
Ụgwọ afụfụ niile m tara na-achọ m
Ị ga-emelụ m ebere ma ịnụ akụkọ m
My Chi tinyelụ m arụ ụwa na-atọ m
Success na-akpọ m
Ụgwọ afụfụ niile m tara na-achọ m
Ị ga-emelụ m ebere ma ịnụ akụkọ m
My chi tinyelụ m arụ ụwa na-atọ m
[Verse 2]
Ihe m bụ Atakata agbọọ
Go for what I want esendịrọm ife ha ga-akọ
Only message m send bụ ekpere to my God
Strictly on success ka m plant my love
Akwụkwọ a na-agụ anyị gụrụ dịka agụrọ
Afụfụ a na-atata, anyị taa dịka ataro
Ife a na-esese bịa gụba m mụa eserọ
Ị mana ndịa chọọ iyi m egwu mana mụa ekwerọ
Ọrịa m chọọ bụ Money Transmitted Disease
Ụdị ndụ m chọọ bụ ego convoy na siren
Ọkụ m e dim katago kwụsị ịdịna edim
Achọrọzị m e sign bail sọọsọ e sign deal
[Chorus]
Success na-akpọ m
Ụgwọ afụfụ niile m tara na-achọ m
Ị ga-emelụ m ebere ma ịnụ akụkọ m
My Chi tinyelụ m arụ ụwa na-atọ m
Success na-akpọ m
Ụgwọ afụfụ niile m tara na-achọ m
Ị ga-emelụ m ebere ma ịnụ akụkọ m
My chi tinyelụ m arụ ụwa na-atọ m
[Outro]
Ị ma ife alụ nwa?
Ihe niile nwe time nwanne
Stick to the plan
Written by: Eze Arinze Kencarl
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...