album cover
Iru Efi
155
Hip-Hop/Rap
Iru Efi was released on August 22, 2025 by HUSSLE GANG as a part of the album Lost but Found
album cover
Release DateAugust 22, 2025
LabelHUSSLE GANG
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM63

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Cameo Huzla
Cameo Huzla
Acoustic Bass Guitar
COMPOSITION & LYRICS
Eze Arinze Kencarl
Eze Arinze Kencarl
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Cameo Huzla
Cameo Huzla
Executive Producer

Lyrics

Agana adaa adaa
Mana obu idasia adaa kulie
Amara n’obu odogwu ka ibu
Gone are the days ngbe anyi kana afu iru ndi mmadu
Watch out today anyi nagba mmanu ka ndi nkanu
We dey ball we dey ball ka the days of okocha na kanu
Them dey fear my return imana enwe m info ka Nnamdi kanu
Okwa ha si na anyi ama win the war
Nwanne ofo gi nanya
Onye si nanyi ama yinwu dior
Inafukwa the swaga
Lord knows I give zero fuuuuuuuuuk
Inafudikwa standard
For those wey play with my trust
Zelu umu ogbe na one paa
Iru efi iru efi
No biz no free pics
Iru efi
Imaro m before ngbaba Mercedes
Iru efi
Kitazi ka inemepere m those teeth
Iru efi
Nwa waa here obere okwukwe made you miss this
Iru efi iru efi
No biz no free pics
Iru efi
Imaro m before ngbaba Mercedes
Iru efi
Kitazi ka inemepere m those teeth
Iru efi
Nwa waa here obere okwukwe made you to miss this
Yeah
I was down for a minute
step back to speed up for the milli
Emotions mee mu to look silly
chukwu okike si na onakwado m for the billi
Ochoro ndi ojo na my Lamborghini
Ndi oti nkpu online ka Dj chicken
Ochoro ndi ga e stain my Gucci
gakukota m isi with onye ga ezi m uzo billi
Imana Ihe nabia ga awa ma e take to your time
“Nwanne iga e’take kwa your time”
Onye igakpo ama aza ma ina noro shine
“Gba mbor ka inodu na shine”
Mbosi izu ndi odinaka ruba two aside
“onye nejiro nodugodi aside”
And odinkwa gi naka ibido yabazie ndi asai
“Ndi I was there na ndi asai”
Iru efi iru efi
No biz no free pics
Iru efi
Imaro m before ngbaba Mercedes
Iru efi
Kitazi ka inemepere m those teeth
Iru efi
Nwa waa here obere okwukwe made you miss this
Iru efi iru efi
No biz no free pics
Iru efi
Imaro m before ngbaba Mercedes
Iru efi
Kitazi ka inemepere m those teeth
Iru efi
Nwa waa here obere okwukwe made you to miss this
Onye na etinyero aru ngbe ihe nadiro mma
Tinye aru ngbe ihe di mma nwanne
Gbaa ya boot sharply
Ima ife’alu nwa
Cameooooo
HU$$LE
Written by: Eze Arinze Kencarl
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...