album cover
Big Moves Only
album cover
00:00
00:05
00:20
00:50
01:15
01:30
01:45
02:05
02:10
02:15
00:00
02:23
Past 7 Days
Big Moves Only was discovered most frequently at around 20 seconds into the song during the past week

Music Video

Music Video

Lyrics

[Chorus]
Odogwu is coming Obodo edelu jigi jigi
Achalugo is coming Obodo edelu jigi jigi
Big moves only Obodo edelu jigi jigi
Big flex only obodo edelu jigi jigi
Ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ijele pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ijele bata osu ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ihenwe ejekwe eme, ụbo
Onye ọ mara sụrụ ya ya ya sụrụ ya
[Verse 1]
Obodo edelụ jigi jigi
Amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
Amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
Amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
Amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
Anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na-ejelụ obodo ozi
Anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na-arụrụ obodo ọrụ
Anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na-emelụ obodo ife
Ndị be anyị ọ kwa ya bụ kọ ọdụ o na-ekwu oooo
[Chorus]
Odogwu is coming Obodo edelu jigi jigi
Achalugo is coming Obodo edelu jigi jigi
Big moves only Obodo edelu jigi jigi
Big flex only obodo edelu jigi jigi
Ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ijele pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ijele bata osu ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ihenwe ejekwe eme, ụbo
Onye ọ mara sụrụ ya ya ya sụrụ ya
[Verse 2]
Obodo edelụ jigi jigi
Ọdelụ
Ebube ebube, akataka
Ife anyị ji bịa ebube erike, ahịa amarọ uzo ọgụ nwanne m, a na-abalụ agụ mba
Ekwube ọnụ nkịtị ọ bụrụ aja mbele
Written by: Chidera Aneke, Chinedu Okoli, Ekene Nnam, Joshua Ifeanyi Chukwu, Selebobo
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...