album cover
Tene
466
Hip-Hop/Rap
Tene was released on May 14, 2026 by Hero Inc as a part of the album THE RETURN (Eze Onyịkọ)
album cover
Most Popular
Past 7 Days
00:00 - 00:05
Tene was discovered most frequently in the first few seconds of the song during the past week
00:00
00:05
00:15
00:25
01:00
01:20
01:25
01:50
02:05
02:10
02:20
02:25
02:40
02:55
00:00
03:08

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Aguero Banks
Aguero Banks
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Aguero Banks
Aguero Banks
Songwriter
Chukwu Francis
Chukwu Francis
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Enaps
Enaps
Producer

Lyrics

Empire
Last Sunday mụ na my senior man
Nọ na Capetown na eshikpor
We tryna catch up
I'm tryna know how he match up
Ọsim nem na etogokwa
Last time ọfụrụm nka bụ ọbere Ọnyịkọ
Oge mna kpoghari boot na ogbe then muna eshịlọ
Oge anyi nwee hope na with ball anyi ga banye Italo
Oge my mum nwee shop na ọnụ atọ
Oge ọka na ere arịbọ
Ọsị m the truth bụkwa na ọna afụkwam na iru akwụkwọ
Mana ihe me na odeberọ m bụ na
Nwoke abụrọ onye akụkọ
Cos asi ka ekwube ya now, kedụ ebe oga ebido?
The news garụ around the town bụ na nwoke efigo (alili)
But now he's back again, Chukwu nyelụ ya another chance at life
Ọsim "Eze ọnyịkọ, listen to this piece of advice"
Werụkwa ụwa tene na efii nmadu na emene
Ihe anya fụrụ bewee
Ihe anyi na ekpe bu ka ọzọemena
Onyebuna makwa na ejịrọ anya ọma ejekwa ụka ekpere
I hope you get it right cos achọrọkwam echete ebewe
Werụkwa ụwa tene na efii nmadu na Emene
Ihe anya fụrụ bewee ihe anyị na ekpe bụ ka ozoemena
Onye ọbụna makwa na ejịrọ anya ọma ejekwa ụka ekpere
Nwannem
Welụkwa ụwa tene
Welụkwa ụwa tenee (I hope you get it right)
Welụkwa ụwa tene
Welụkwa ụwa tenee (I hope you get it right)
Elu ụwa bụ nwayọ nwayọ ka eji arịị
Ụwa bụ nwayọ nwayọ ka eji arịị
Welụkwa ụwa tene
Welụkwa ụwa tenee
Jah
Ọsim "Eze onyiko ọkwa ina take good care of your health?"
"Cos uwa abụrọkwa by igba lighter na your belt"
"Ụwa bụ OYO, Make sure you look out for yourself"
"And idi free ibem na igwe ma needikwa some help"
My lil homie, I hope you get it right with what's left
Run your own race cos elu uwa abụrọkwa contest
Enwe ndi iche na gina ha kwụ, ha kwụ with one leg
When your matter go cast, them go leave you jump fence
Werụkwa ụwa tene na efii nmadu na Emene
Ihe anya fụrụ bewee
Ihe anyi na ekpe bu ka ọzọemena
Onyebuna makwa na ejịrọ anya ọma ejekwa ụka ekpere
I hope you get it right cos achọrọkwam echete ebewe
Werụkwa ụwa tene na efii nmadu na emene
Ihe anya fụrụ bewee ihe anyị na ekpe bụ ka ozoemena
Onye ọbụna makwa na ejịrọ anya ọma ejekwa ụka ekpere
Nwannem
Welụkwa ụwa tene
Welụkwa ụwa tenee (I hope you get it right)
Welụkwa ụwa tene
Welụkwa uwa tenee (I hope you get it right)
Elu ụwabụ nwayọ nwayọ ka eji arịị
Ụwa bụ nwayọ nwayọ ka eji arịị
Welụkwa ụwa tene
Welụkwa ụwa tenee
Written by: Aguero Banks, Chukwu Francis
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...