album cover
Nta na Imo
2,101
Hip-Hop/Rap
Nta na Imo was released on May 14, 2026 by Hero Inc as a part of the album THE RETURN (Eze Onyịkọ)
album cover
Release DateMay 14, 2026
LabelHero Inc
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM

Credits

PERFORMING ARTISTS
Aguero Banks
Aguero Banks
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Aguero Banks
Aguero Banks
Songwriter
Chukwu Francis
Chukwu Francis
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
SAFEBEATS
SAFEBEATS
Producer
Spyy
Spyy
Producer

Lyrics

[Chorus]
Agam akọrọ onye ụwam ooo?
Ihe m na achụ bụ ihe ụwam oo
Mana onwe ndị chọ ilụkam oo
Ha chọ ịkwusịm n'ụzọ, as in ha chọ iticham oo
Doctor sịm esena igbo ooo (Doctor sịm esena igbo ooo)
Pastor sịm akwana iko ooo (Pastor sịm akwana iko ooo)
Ha sịm zerụ nta n'imo oo
Na-m gbado kwa anya, maka ndị imi nọ na iro ooo
[Verse 1]
Mehn, I've been fasting and praying
I'm tryna find my way out
Men m nọ na kpanti, but nobody to bail out
A lot of things dey happen on a low-key, I no fit say out
Whenever I smoke weed, I'm tryna numb my pains out
Mana abụm isi ekwe ọnwụ, I no go tap out oo
SARS Awkụzụ nọ na Downtown ooo
And they tryna shoot a man down
Till the day I sign out
I will never back down
[Verse 2]
Ịgbawa afịa, tie one spliff for men na serve Government
Men wey be say dem no snitch, ha ka obi n'arụ the judgement
Men dị locked in the cage ka na rep the movement
Burn one tie for lost soldiers before ịbido recruitment
One tire to Fela, ihe repụtarụ ya bụ Nissan Blue Bird
Ha jị igwe narụ ya Hausa na ebe lane back in 2010
Men in back akpọnyelụ ya na anya si, ma abasi
Ịmana agwọ anyị gbu na-Awka, ka ekewezi na Adazi
The shii dị fucked up
Till now the **** dị locked up
Men n'eme advance n'ime ogbe
Mana onwerọ onye enye up front
Everybody ga azụ ụgba ya
Makana ọdị ethical
And same Fela ga bụ trials
Ọkwa mana ọda medicals
He just wanted to make it out
[Verse 3]
Makana, ọbụ isi ekwe ọnwụ, em no go tap out oo
SARS Awkụzụ nọ na Downtown ooo
And they tryna shoot a man down
Till the day I sign out
I will never back down
[Chorus]
Agam akọrọ onye ụwam ooo?
Ihe m na achụ bụ ihe ụwam oo
Mana onwe ndị chọ ilụkam oo
Ha chọ ịkwusịm n'ụzọ, as in ha chọ iticham oo
(Doctor sịm esena igbo ooo
Pastor sịm akwana iko ooo
Ha sịm zerụ nta n'imo oo
Na-m gbado kwa anya, maka ndị imi nọ na iro ooo)
Written by: Aguero Banks, Chukwu Francis
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...