Lyrics

Ife sozili onye sozi chi yá Na enu uwa nke a anyi no nu O bu onye ka zi Chukwu O gbanari chi ya na oso nu O na ebukwa chi ya uzo anaba nu Ife na aso gi Okwazi ya na aso zi onye ozo nu Mana afa egwu a m na etizi nu Osondi owendi Maka Ka Ife uwa aso ndi ufodu nu Etu a Ka o na ewezi ndi ufodu Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Ife solu mu na osolu chim na uwa Osondi owendi Nke solu gi na osolu chi gi nu Osondi owendi Emebi kwana nke onye ozo Osondi owendi Etu nke gi di gi mma o Osondi owendi Etua ka nke onye ozo dikwazi ya mma Osondi owendi Ka o na aso gi Ka ona asokwa onye ozo na uwa Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Ekwutozina nke mmadu Osondi owendi Onye bu Chukwu Osondi owendi Osondi owendi Maka na okwu ekwuru na onu o Osondi owendi Ya bu Obi mmadu afuziri anya Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Ife solu onye solu chi ya na uwa nu Nke solu mu na osolu mu na obi mu nu Nke solu gi na odi gi mma nu o Onye na azozi nke ya na uwa nu Odizia ka obuzi ajo mmadu ka obu nu Mana okwazi ka chi so kwu nu Ka anyi na ekwu nu Na Ife di onye mma adiazi ibe ya Mana onwerozi onye bu Chukwu nu Ka ekelu gi, ka ekelu gi nwa Okwazi obi Ka Chukwu ji wee kee anyi nu Obi chi ji keezi onye obula di na iche na iche Onye puta owelu nke ya nu Ma onye asina ibe ya nwuzie nu Ka so ya bili nu Maka na Ife na aso ndi Okwazi ya na ewezi Ndi nu Ife m na ekwu gbasalu ife na emezi na enu uwa nu o Ife na aso onye di iche nu Nke na aso onye ozo di ozo Nke solu gi na oma so m Nke sozi gi mana odiri mu mma nu Obu onyezi Ka anyi ga eje chukwudo nu Na Chukwu keziri Ife na uwa nu Nke solu onye na oma aso ibe ya Nke solu onye na oma sozi onye ozo zi Anyi wee na agwa zi nu nu Ife na aso ndi Oma sozi ndi ozo nu Anyi ga ejisi ike na aghota nu Maka na ofu Chineke zi nu Mana uche o na enye di n'iche n'iche Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Ekwutozina ibe gi na uwa Osondi owendi Mmonwu amalezi biawanu o Osondi owendi O by onye buzi Chukwu n'uwa Osondi owendi Ife solu gi na osorozi munwa nu O bu ya ga abuzi nu okwu Osondi owendi Nke solu m na osoro gi Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi Osondi owendi
Writer(s): Chief Stephon Osita Osadebe Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out