Credits
Lyrics
Anam ele chi owee ayala oh
Anam ele chi owee ayala oh
Anam ele chi owee ayala oh
Anam ele chi owee ayala oh
Anam ele chi owee ayala oh
Anam ele chi owee ayala oh
Anam ele chi owee ayala oh
Onye na eri awo rikwa nke chi buru ebu
Onye na eri awo rikwa nke chi buru ebu
Akpo ya nwa ori awo ya elezie anya za
Akpoma ya nwa ori awo ya elezicha anya za
Ma ariomanu chi kere mu, anam ele chim anya na ihu
Ma ariomanu chim, obu nke uwa si adi
Obu nkpa oji adinu n' uwa di ga adi
Anam ele chi lee owe ayala oh
Agamevu lee oh, owe ayala oh
Nwanyanwu Nwaogwugwu lee owee ayala
Aziki nze owee ayala oh
Onuegbu nwoke owee ayala oh
Maazi Ukaonu lee owee ayala oh
Efue Anyanwu lee oh, owee ayala oh
Brother mu Akajiaku lee
Nze Nwa Obinna lee owee ayala
Nwanyanwu Nwaogwugwu lee owee ayala oh
Onukaogu lee owee ayala oh
Maria Egwu nne mu owee ayala oh
Millie Nwaike diala owee ayala oh
One in town lee owee ayala oh
Onye na eri awo rikwa nke chi buru ebu
Ana kpowa ya nwa oriawo ya elezie anya za oh
Anam ele chi eh owee ayala
Anyanwu nwa egwu lee oh, eh
Anam ele chi eh, owee ayala
Ogwu nwoke lee owe ayala
Anam ele chi eh owee ayala
Samuel nwa okwa nnem owee ayala
Anam ele chi eh, owee ayala
Nnanna Ukaegbu lee owee ayala
Anam ele chi eh, owee ayala
Magnus Igbo lee owee ayala
Anam ele chi eh, owee ayala
Magnus Igbo lee owee ayala
Anam ele chi eh, owee ayala
Nwanyanwu nwa ogwugwu lee oh
Anam ele chi eh, owee ayala
De Nwa Obinna lee owee ayala
Anam ele chi eh, owee ayala
Bayo Siliuga nnem, owee ayala
Anam ele chi eh, owee ayala
Akaji aku nne gi kwanu owee
Anam ele chi eh, owee ayala
O wu anam ele chi
Oge chi kachanu mma na elu ewa
Ya ka mmadu biakwa echi
Ya wu ihe mere ozu jikwere gua avu
Onye mega ihe uwa ya cheta chi oh
Onye megbuga nwa ogbenye ya cheta onye nwe ya nu
Onye megbuga nwa ogbenye chetanu chi kere ya nu
Onye mega ihe uwa ya cheta chi nwe anyi nu
Onweghi onye ozuru na elu uwa owee ayala
Onweghi onye okachara nma owee ayala
Anam ele chi eh
Anam ele chi eh, owee ayala
Anam ele chi eh, owee ayala
Anam ele chi eh, owee ayala
Anam ele chi eh, owee ayala
Anam ele chi eh
Written by: Copyright Control