album cover
Chukuma
77,943
Highlife
Chukuma was released on September 11, 2014 by Aiming Records as a part of the album Osadebe in Atlanta
album cover
Most Popular
Past 7 Days
00:55 - 01:00
Chukuma was discovered most frequently at around 55 seconds into the song during the past week
00:00
00:10
00:20
00:30
00:40
00:55
01:10
01:20
01:35
01:40
01:45
02:00
02:15
02:25
02:40
04:10
04:20
04:30
04:55
07:15
07:45
08:25
00:00
08:44

Credits

Lyrics

Ewo
Onye megbụna nwa mmadụ ibe ya n'elu ụwa
Chukwunọnsọ
Emegbụna nwa mmadụ ibe gị n'elu ụwa
Maka Chukwunọnsọ n'elu ụwa eh
Bịa ka anyị kpalakpa, ka anyị cha n'ọrụ
Anyị lụchaa, anyị me
Anyị kwelekwe oyi m, wa anyị ga-ala
Ụtọ ka anyị ge
Ọ bụ gịnị ka ị na-emezi
Ọ bụ kw'ịfe anyị kwulu
Anyị bụ bia o
Ezionyi anyị bụ ofu o
Ụdo nụ ka anyị ji kwụ
Ọfu ọbị ka anyị ji kpa
Ebe ị ka ị na-ege, ọ bụzị ịfe anyị kwulu
Bịakẹ bụ nụ
Ị ma na Chukwu na-afụ
Ọ bụ ịnị kwe nụ ma na ọ na-nani
Nọzụ ebe nine
Ọlịsa anyị ka na-akpọ
Ọ na-gbụ mmadụ chetakwanụ Chukwu
Ọlị sie nke mmadụ lotakwanụ Chukwu o
Ọ megbi nke mmadụ cheta na Chukwu nọ
Ị gbube zịe mmadụ cheta na Chukwu na-afụ
Onye ọma cheta o
Biko laị m ewo, ewo
Ndị nọ Ọnịṣa ma
Chukwu na-afụ
Che na Chukwu ma
Ịfe ị na-eme n'ụwa
Na Chukwu ma o
Ị na-eme na mma o
Na Chukwu ma
Ị na-eme njọ
Na Chukwu ma o
Ị na-elie elie
Na Chukwu ma
Nke ị na-emezị o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Ọ kwa kala aka n'enuwa nọ na-delina onye ngwol'ọnụ
Ezị ọnyi m chete echiche
Ị ma kwulu ịfe ị na-eme n'ụwa n'ọ
Ezi ka i ga chọ, hmm
Ọ kwa anyị kwele kwenụ
Ị ma na anyị kpala kpa
Kedịzị ịfe ị na-eme o
Ọ megbụ nwa mmadụ o
Nnenna m ji
Ị mezịe anyị ma ị gwa bịakwanụ ọzọ
Ị na-echizị kwanụ maka echị o
Hmm
Ọ bụ ndị nke lịsị tata ọ bụ nwa
Ezigbo nwanyị nke wetara ọjị giri na
Ọ sị dinya ka ha rie n'ite, k'edebe debe, maka echị
Onye nzụnzụ na-sị ka nya lịsị tata nụ
Ọ chẹ na Ọrịsị tata ọ kụ anyị o
Echị bụ mgbosi gụ nụ
Ọ bụ ibusi ife dịli gị na onye ọzọ kedị maka echị
Aga m lụzị kwa
Ọ megbụ nwa mmadụ o nụ cheta Chukwu o n'ịfe ị na-eme, na Chukwu ma
Nne mezị gị cheta o na Chukwu ma nụ
Ị na-eme mma, chetakwazị na Chi ma nụ
Hmm
Ị na-eme njọ, na Chukwu ma o
Ị na-eme mma, na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Ị na-emezị mma na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o (egwu, egwu, egwu)
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o (ori nke)
Na Chukwu ma o
Na Chukwu ma o
Written by: Chief Stephen Osita Osadebe
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...