album cover
album cover
Ihedimma was released on November 20, 2026 by Divizzion as a part of the album Ihedimma - Single
ReleasedNovember 20, 2026
LabelDivizzion
LanguageEnglish
BPM194
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

Hei ofiowa
Woo
Elelelelelelee
Akwasa on the beatz
Ife di n’ iru
Ife di n’ azu
Nke azu ka iji apiawa azu
Asa,ife ibukwa bu back assole
Ezigbo Onye Onitsha onye mpiawa azu
M na agbabu forward for you but na m na agbazi azu ie
Gwamu ka osi adi ie
Ngwa gwam ebe Ona emezi o
Asa di mma
Ifedimma na eri m ego ai
Onye aka gum
Aburokwam onye aka gum o
Inyem nye gi owu ya ka ana acho
If you do I do you owu ya ka ana eme oh
Inyem nye gi owu ya ka ana alu
 
Ihedimma Ihedimma ya akolam o
Ihe eji eme ogaranya akolam o
Ihedimma ya akolam o
Ihe eji eme ogaranya akolam o
Ihedimma ya akolam o
Ihe eji eme ogaranya akolam o
 Atunam aja (tufiakwa) ahhh
Uwa agbana m aja e
Chim agbana m aka
Ka m mebe ofuma chim atulam ada (onono ee)
Ndi iro afulam ncha(afulam afulam o)
Ife uwa esinam ike iyee
Kam buru onye ana elele elele o (woo)
Kam buru onye ana ekiri ekiri e o
Eje nigbo kam buru onye ana elele elele o
Kam buru onye ana ekiri ekiri o
Ihedimma Ihedimma ya akolam o eee
Ihe eji eme ogaranya akolam o
Ihedimma ya akolam o eee
Ihe eji eme ogaranya akolam o
Ihedimma ya akolam o eee
Ihe eji eme ogaranya akolam o
 
Lelenu mu oo
Kenprince Noni o iye
Atulam ada o
Lenu eje nigbo
Written by: Okwor Kenneth Chinonso, Ozor precious Onuora

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...