Credits

PERFORMING ARTISTS
Aguero Banks
Aguero Banks
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Francis Chukwu
Francis Chukwu
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Enaps
Enaps
Producer

Lyrics

It's a Blaq Boi Banks
Woah! Onye Anwụlụ
I came from the trenches
Half of my men ka legwọọ na prison
Before the Givenchy
Ihe m na-eyi bụbu apron ndị Chosen
I’m trapping and drilling
They said hip hop is dead, I came with the healing
They thought I was kidding
Now for a show I'm charging half a milli
Where were you, when men were men?
Where were you, mgbe m legwọọ na fence?
Nnwa, where were you, when men were men?
Now, ị na-emele anyị na ị dị bad, agbalụ anyị defense
Mana ị malọọ na m nwee like 100 men wey go pull up
Men na-ese ìgbó na Hilux
Men ga-agwa gị otu o si adị, men gbaa sure bet na coupon
Enwee m like 100 men wey go pull up
Sọ onye anyị na-atụ ụjọ bụ Jesus
Men ga-agwa gị otu o si adị, men gbaa sure bet na coupon
Enwee m like 100 men wey go pull up (Pull up)
Sọ onye anyị na-atụ ụjọ bụ Jesus (Jesus)
Men ga-agwa gị otu o si adị, men gbaa sure bet na coupon
Enwee m like 100 men wey go pull up (Pull up)
Men na-agba afịa na Hilux (Hilux)
Men ga-agwa gị otu o si adị, men gbaa sure bet na coupon
Enwee m men n'Awada
Men na-agba ọsọ afịa
Enwee m men n'ime Obiagụ
Men na-elesị m afịa
I've got gun on my left hand
Rosary on my right hand
Nobody can judge me, sọ Olisa ma my next plan
Married to the game, achọọdị m ịbụ the best man
Ebe m si bịa, men na-ebu kala n'arụ dịka stretch mark
Where were you, when men were men?
Where were you, mgbe m legwọọ na fence?
Nnwa, where were you, when men were men?
Now, ị na-emele anyị na ị dị bad, agbalụ anyị defense
Mana ị malọọ na m nwee like 100 men wey go pull up
Men na-ese ìgbó na Hilux
Men ga-agwa gị otu o si adị, men gbaa sure bet na coupon
Enwee m like 100 men wey go pull up
Sọ onye anyị na-atụ ụjọ bụ Jesus
Men ga-agwa gị otu o si adị, men gbaa sure bet na coupon
Enwee m like 100 men wey go pull up (Pull up)
Sọ onye anyị na-atụ ụjọ bụ Jesus (Jesus)
Men ga-agwa gị otu o si adị, men gbaa sure bet na coupon
Enwee m like 100 men wey go pull up (Pull up)
Men na-agba afịa na Hilux (Hilux)
Men ga-agwa gị otu o si adị, men gbaa sure bet na coupon
Ezege sokwa na men
Ijele sokwa na men
Jowizaza bụkwa men
Obi Cubana bụ men
Kuda sokwa na men
Arise, Bond sokwa na men
Dollar, Tesla sokwa na men
Ịpa, Zestor (100, 100 men wey go pull up)
And ọ bụụ na ị na-agba afịa, ị nọ n'Ogbe, ị bụkwa men
Solo J so na men
O-G Enaps bụ men
Lexis, ọga men
Onye Anwụlụ
Written by: Francis Chukwu
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...