歌词

[Verse 1]
First thing ị ga-afụ n'ogbe m bụ a danger sign
O nwelọọ onye bịalụ igwu egwu, all man nọ on demon time
I got passion for my hustle, tell me why I no go shine
I see the hate through you ****, mpa, mụnwa adịrọọ blind, yeah
[Verse 2]
I'm pushing p, I'm going crazy on every beat
Ụmụ ogbe m sị na m dị sick
Money minded, adị m focused, nnwa, adịị m eme ihe beef
Diọkpa sị na ọ bụ a thug, but be acting like a bitch
Ka KDB off the pitch, m na-eme my family assist
[Verse 3]
Abụ m nnwa Achara Layout, mana ọọ Obiagụ ka m na-e-deck
N'ime ogbe m, analụ gị phone, a bịa Ọba jungle nye gị leg
Ogbe m dịka gym a lụlụ ọfụlụ, igwe ka anyị na-atọpe
Ime ogbe m adịlọọ asị ndo, last person sịlị ndo nọ Orthope'
Onye anyị na-akpọ OG n'ogbe kpọọ m one day na m ga-abụ OG
When you make it out the hood, nye ụmụ ogbe gị OT
Now, they call me Onye Anwụlụ the hero, ask my brodies
I got the game unlocked, unlock-ụọ the game ka ọọ COD
[Verse 4]
Echetee m days n'Abakpa, mgbe anyị na-a-bomb ka Osama
Mgbe anyị na-a-trap na bunk, popo tinye alụ, anyị atawaa
Apalụ gị, ị kpọọ afa men, men ga-agwọ gị ka abacha
Adị m atụ mmadụ egwu, nwanne, sọ ihe m na-atụ egwu bụ sapa
Nothing is for free
You should know the rules n'ogbe, life bụ give and receive
Searching for a greener pasture, don't need sympathy, I'm blessed
Nwanne, fuck your definition of life, I can think for myself
If a **** play with me, m ga-ebunye ya akpọ na pair
[Verse 5]
Double up, double up, onye anwụlụ pasa, double up
Level up, level up, nwanne it's time to level up
If you want the bag, run it up
Cut the cap and stop the talk
Half a milli for verse, on God, it's time to top it up
The day my OG made it out, on God, I wish it was me
Still I showed no hate, focused, na-e-push my P
Paid my dues in full, ọ nweedị ihe m nwetee bụ for free
Face my fears, any loss I take, I put it on me
[Verse 6]
Eyes on the prize
Playing part, and me and my **** roll the dice
I be on my bag 24/7, we no dey relax
Killing the game, we dropping jams back to back
It's back to back, I told my bros the bag to bag
24/7 on the road, anọọ m na yard
Now, egwu anyị lụụ n'ime ogbe na-a-top chart
Chukwu zọọ men tinyelụ aka na chalk white, chalk white
Men agbazugo
In the street, ebele adịlọọ ya, adaa asị ndo
Got demons on my side and my **** adaa ekpe udo
Keep am on a low
Stacking up my dough
Praying Oluwa save my soul
[Verse 7]
Brodie, now I'm the topic of discuss
They said I’m the next in the top
But wen **** fight who's the best, please don't put me in the talk
I just want make my money long
Ka m golụ original Rebook
Golụ anị na 'Gidi, book-uolụ nne m flight, sị ya nnọọ
Written by: Aguero Banks, Hugo P
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...