album cover
Mba
7,455
Afro-Pop
Mba was released on January 7, 2024 by Oracle Records as a part of the album Mba - Single
album cover
Release DateJanuary 7, 2024
LabelOracle Records
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM176

Credits

PERFORMING ARTISTS
Ejima042
Ejima042
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Otuosorochukwu Christian Mbah
Otuosorochukwu Christian Mbah
Songwriter

Lyrics

[Chorus]
Oji ego nwe mba ooo
Oji ego nwe mba ooo
Oji ego nwe mba ooo
Oji ego nwe mba ooo
Aka ji ọfọ ga-ana ooo
Aka ji ọfọ ga-ana ooo
Aka ji ọfọ ga-analịlị eee
Onye ji ọfọ ga-ana ooo
[Verse 1]
Ịnweekwa ego na ụwa, gbakwa mbọ na ụwa nwekwa ibobo
Onye nwe ego onwekwa ibobo, maka ọdaharịa agbawa ikoro
Na mbute ịke m nata be anyị, maka nne na nna na-echezị okpogho
Ụmụ Igbo, ka anyị nata na ụnọ maka oji ego na-edozi obodo
[PreChorus]
Prayer against principalities and power eh-eh
Prayer against principalities and power oh-oh-oh
[Chorus]
Oji ego nwe mba ooo
Oji ego nwe mba ooo
Oji ego nwe mba eee
Oji ego nwe mba ooo
Aka ji ọfọ ga-analịlị ooo
Aka ji ọfọ ga-ana ooo
Aka ji ọfọ ga-analịlị ooo
Onye ji ọfọ ga-ana ooo
[Verse 2]
A ga-ekwenụ maka na ọkụkọ pelụ mpe wee sị na ewu na nchi na anụmanị ndị ọzọ bụ ya ọgbọ
Okenye nọ na ụlọ ewu wee mụọ na ọbụ ya, oku kpọọ ya be igwenu, kedụ ịfe ya bụ okenye ga-akọ
Ịbịanụ I bulu pounds, I bulu dollar wee bịanụ mmemme nwanne m, one naira na ime ya, enwelọọ nke ị bọlụ abọ
Ogbenye bụ nụ ọgaranya ejebé dibịa, gbaharịwa nwanne, ka m gwa gị, "Guy, ịma na-ịtọrọ atọ
Ị na-eme ihe, kwụba aka gị ọtọ
Ezenwanyị, Helen gọwarụ m ọfọ
Ezumezu mmụọ chụwa ndị ịro ọsọ
Chukwu okike abịama gbawaru m ọzọ
[PreChorus]
Prayer against principalities and power eh-eh
Prayer against principalities and power oh-oh-oh
[Chorus]
Oji ego nwe mba ooo
Oji ego nwe mbaaa ooo
Ịma na aka ji ọfọ ga-ana ooo
Aka ji ọfọ ga-ana ooo
[Verse 3]
Agbata obi mụ zalu "ụwa dị egwu" na afa
Onye a rụrụ ana gbaba mgbam ọtọ n' afa
Ị bụlụ ezigbo mmadụ, ịmaa nye onwe gị afa ya
Ị bata obodo, gụ na ndị nze ekwe na aka
Ịyibe isi agụ, iyịbe onwe gị aka
A na-esi na ụlọ malụ mma wee la-apụ na ama
Asị m Chukwu ekwena ka m rapụ ebe a na-echi ọzọ na enu ụwa kpara ụrị jede ebe a na-arụ nụ agwụ nụ
Ọ karụ mụ mma na mụ bụ nụ nwa nkịta na-akpaharị n'ọgbe karịa na m bụ nwa agụ nọ na ime nga
Nwa agụ adịị efu na mba
Anarọ akpanu mkpa
Imakwa ndị be mbah
Ndị na-eme agana
Kirinụ nụ Ejima
Ka m sị elecha
Ka m sị ebecha
Ununwa na-enenebe anyị, unu na-elecha
Unu na-ebecha
Unu na-ebecha ooo
[Verse 4]
Ị na-eme ihe, kwụba aka gị ọtọ
Ezenwanyị, Helen gọwarụ m ọfọ
Ezumezu mmụọ chụwa ndị ịro ọsọ
Chukwu okike abịama gbawaru m ọzọ
[PreChorus]
Prayer against principalities and power eh
Prayer against principalities and power ah-ahh
[Chorus]
Oji ego nwe mba ooo
Oji ego nwe mba ooo
Oji ego nwe mbaaa ehhh
Oji ego nwe mba ooooo
Aka ji ọfọ ga-analịlị ooo
Aka ji ọfọ ga-ana ooo
Aka ji ọfọ ga-analịlị ooo
Onye ji ọfọ ga-ana ooo
[Chorus]
Ụrịri sị kama ịsị ya ga-akwụ anwụrụ, ọchị chịa ụzọ ya na dịnta shiri gbaa ọsọ
Written by: Otuosorochukwu Christian Mbah
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...