Music Video
Music Video
Credits
PERFORMING ARTISTS
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Phyno
Songwriter
chibuzo azubuike
Composer
Lyrics
[Intro]
Penthauze
[Verse 1]
Ọ sọ m, m ga-emegide ife a till 70
Ị gbachaa ndị mmadụ nkịtị, fa ga-ete gị unyi
Fa ga-etinye gị n'iyi, fa ga-echefu gị
Onye ọchịchị ọbụla ị ma nwelụ deputy
Men ga-eli gị na i nwelọọ identity
Men ga-agụ gị ka ị bụ university
Bass ga-acause gị, ngwa, doo the family
Enemy of enyi mụ bụ my enemy
[Verse 2]
Kọọ, ndị ilo gị dey wish make you fall
Ha bute ike, ha akwụsị ịza your call
Gbara ọgwụ gị, mụnwa achọrọ at all
Akụ fesịa na ọ ga-ebe na your door
No noise, a bịa n'ife a na-alụ, abụ m old boy
Gwa my gees I dey come, anọ m hold up
About the idle figure with no joy
Nnwa, onye army gosị gị boot
Ị fụ ihe dị iche na cigar na goof
Ofu ihe gbulu nwoke bụ awoof
Mana ị gaa ịfụ Father, tinye ife na boot
I'm that **** you can never refuse
I break full mgbe m kwụlụ my dues
So, how you go think say abọbi go lose?
With all the O-T m butelụ na hood
[Chorus]
Heard you **** have been here, na-eme carving?
And you go collect what I'm offering
Nnwa, i selụ tab na-akpọfe gị?
I nwekwalụ men na-acover gị?
God, I'm talking ishi mmili
Nwoke na-ezozi ka udu mmiri
And motherfuckers know I sleep with it
Ị ma nkwụsịdị, better deal with it
[Verse 3]
Achọọdị m ịma ma ọ dị heavy, boy, obodo mebiri emebi
Napụta m from this jealousy and envy, yeah
Adị m too rude to be shady, yeah
Keep it wavy on a daily, yeah
Draw some milli, won a billi
When I get a billi and the chilling, uh
Suck it up ka o luo na ceiling, uh
Ka ha chee na m lee my kidney, yeah
Galuba itetego? Jụgodu Thomas ikwetego?
Ọ nọ around, o che na nwoke eleka go, until ọ fụ na the boy ejebago
Ọ dịka my kindness, emego fa echefuo my wuuness
They say less is more, but I no go settle for less
Onye obula kụpụ, na e nwelọọ m joy (Enwelọọ m joy)
O lewaa mụ o (O lewaa mụ o)
Obi lewaa mụ o (O lewaa mụ o)
O lewaa mụ o (O lewaa mụ o)
He! Enwelọọ m joy (Enwelom joy)
O lewaa mụ o (O lewaa mụ o)
Obi lewaa mụ o (O lewaa mụ o)
O lewaa mụ o (O lewaa mụ o)
[Outro]
E nwele ife dị iche na charger na powerbank
Ewehaala ọkụ, ị maa na powerbank ka
Odogwu abụlọọ guy name
Written by: chibuzo azubuike